Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Febụwarị 13
IZU NA-AMALITE NA FEBỤWARỊ 13
Abụ nke 7 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 16 ¶13-18 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Aịzaya 52-57 (Nkeji 10)
Nke 1: Aịzaya 56:1-12 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Olee Ihe Anyị Nwere Ike Ịmụta n’Otú Pita Si Guzosie Ike n’Ebe Jizọs Nọ?—Jọn 6:68, 69 (Nkeji 5)
Nke 3: Ihe Ndị Na-egosi na Chineke Dị—td 20B (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Zụlite Ikike Gị Dị Ka Onye Ozizi—Nkebi nke Mbụ. Okwu si n’akwụkwọ Rite Uru, peeji nke 56, paragraf nke 1, ruo peeji nke 57, paragraf nke 2.
Nkeji 10: Chineke Na-eme Ka O Too. (1 Kọr. 3:6) Okwu si n’Ụlọ Nche Mach 15, 2004, peeji nke 13, paragraf nke 14 ruo peeji nke 14, paragraf nke 21.
Nkeji 10: “Bido Ugbu A Mewe Atụmatụ Ịgakwu Ozi Ọma.” Ajụjụ na azịza. Mgbe unu na-atụle paragraf nke 3, gwa onye nlekọta ije ozi ka o kwuo ndokwa ndị e merela maka nzukọ ozi ubi n’ọnwa Mach, Eprel na Mee.
Abụ nke 107 na Ekpere