Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Febụwarị 27
IZU NA-AMALITE NA FEBỤWARỊ 27
Abụ nke 135 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 17 ¶8-14, igbe dị na p. 137 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Aịzaya 63-66 (Nkeji 10)
Ntụleghachi nke Ihe Ndị A Mụrụ n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke (Nkeji 20)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 10: Ịma ọkwa. Jiri ihe dị n’ebe e dere “Ihe I Nwere Ike Ikwu” mee ihe ngosi otú e nwere ike isi malitere mmadụ ọmụmụ Baịbụl na Satọdee mbụ n’ọnwa Mach.
Nkeji 25: Nyere Ndị Mmadụ Aka Ịtụkwasị Baịbụl Obi. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke si na broshọ bụ́ Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile, peeji nke 14-17. Mee otu ihe ngosi ma ọ bụ ihe ngosi abụọ ga-egosi otú dị mma e nwere ike isi nyere mmadụ aka ka ọ ghọta na e kwesịrị ịtụkwasị Baịbụl obi.
Abụ nke 100 na Ekpere