Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na n’Eprel 23
IZU NA-AMALITE N’EPREL 23
Abụ nke 45 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 19 ¶12-20, igbe dị na p. 152 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Jeremaya 29-31 (Nkeji 10)
Nke 1: Jeremaya 31:15-26 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Chineke Ọ̀ Chọrọ Ka Ndị Kraịst Na-edebe Ụbọchị Izu Ike Kwa Izu? (Nkeji 5)
Nke 3: Mụrụ Anya Iji Mata Ihe Ịrịba Ama nke Oge Ikpeazụ—td 23B (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 10: Ịma ọkwa. Jiri ihe dị n’ebe ahụ e dere “Ihe I Nwere Ike Ikwu” mee ihe ngosi otú e nwere ike isi malitere mmadụ ọmụmụ Baịbụl na Satọdee mbụ n’ọnwa Mee.
Nkeji 10: Ihe I Nwere Ike Ikwu ma Mmadụ Kwulite Okwu Gbasara Okpukpe n’Ozi Ọma. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ ga-esi n’akwụkwọ nta bụ́ Ụzọ Isi Malite ma Na-aga n’Ihu ná Nkwurịta Okwu Bible, peeji nke 9, paragraf nke 2 ruo peeji nke 11, paragraf nke 2. Jiri otu n’ime aro ma ọ bụ aro abụọ ndị dị n’akwụkwọ ahụ mee ihe ngosi na-agaghị egbu oge.
Nkeji 15: “Oge Ịhụ Mmadụ n’Anya na Oge Ịkpọ Mmadụ Asị.” Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke si n’Ụlọ Nche Disemba 1, 2011, peeji nke 23-25.
Abụ nke 70 na Ekpere