Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Septemba 17
IZU NA-AMALITE NA SEPTEMBA 17
Abụ nke 49 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 26 ¶16-22, igbe dị na p. 209 (Nkeji 30)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Ezikiel 46-48 (Nkeji 10)
Nke 1: Ezikiel 48:1-14 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Ihe Mere Anyị Ji Kwesị Ịna-eme Ihe n’Eziokwu n’Ihe Niile—Efe. 4:25, 28; 5:1 (Nkeji 5)
Nke 3: Ekpere Ndị Chineke Na-anụ—td 9A (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 30: “Ndị Na-eto Eto—Olee Ihe Unu Ga-eji Ndụ Unu Eme? (Nkebi nke Mbụ)” Ajụjụ na azịza. Ọ ga-esi n’Ụlọ Nche Nọvemba 15, 2010, peeji nke 12. Tupu gị ajụwa ndị na-ege ntị ajụjụ ndị dị na paragraf nke 1-11 n’Ụlọ Nche ahụ, kwuo ihe dị na paragraf nke mbụ n’Ozi Alaeze a. I kwuchaa, jụwazie ndị na-ege ntị ajụjụ paragraf ndị ahụ. Mee ya otú ahụ a na-eme n’Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche. Unu tụlechaa, jiri ihe e kwuru na paragraf nke abụọ n’Ozi Alaeze a mere okwu mmechi.
Abụ nke 88 na Ekpere