Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Septemba 24
IZU NA-AMALITE NA SEPTEMBA 24
Abụ nke 45 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 27 ¶1-9 (Nkeji 30)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Daniel 1-3 (Nkeji 10)
Nke 1: Daniel 2:17-30 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Ihe Mere Chineke Anaghị Anụ Ekpere Ụfọdụ—td 9B (Nkeji 5)
Nke 3: Gịnị Ka Anyị Ga-eme Ka Mmụọ Nsọ Ghara Inwe Mwute?—Efe. 4:30 (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 30: “Ndị Na-eto Eto—Olee Ihe Unu Ga-eji Ndụ Unu Eme? (Nkebi nke Abụọ)” Ajụjụ na azịza. Ọ ga-esi n’Ụlọ Nche Nọvemba 15, 2010, peeji nke 14. Tupu gị ajụwa ndị na-ege ntị ajụjụ ndị dị na paragraf nke 12-20 n’Ụlọ Nche ahụ, kwuo ihe dị na paragraf nke mbụ n’Ozi Alaeze a. I kwuchaa, jụwazie ndị na-ege ntị ajụjụ paragraf ndị ahụ. Mee ya otú ahụ a na-eme n’Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche. Unu tụlechaa, jiri ihe e kwuru na paragraf nke abụọ n’Ozi Alaeze a mere okwu mmechi.
Abụ nke 91 na Ekpere