Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Nọvemba 19
IZU NA-AMALITE NA NỌVEMBA 19
Abụ nke 81 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
jr isi nke 1 ¶15-21 (Nkeji 30)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Obedaya 1–Jona 4 (Nkeji 10)
Nke 1: Jona 2:1-10 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Otú Ezi Ofufe Si Eme Ka Ndị Si Mba Dị Iche Iche Dị n’Otu—Ọma 133:1 (Nkeji 5)
Nke 3: Ihe Yiri ‘Ihe Ọma n’Okpukpe Niile’ Adịghị Egosi Ihu Ọma Chineke—td 36D (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 15: Jehova Anaghị Eleghara Ndị Na-eje Ozi n’Ebe E Nwere Mkpa Ka Ukwuu Anya. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. O si n’Ụlọ Nche Eprel 15, 2009, peeji nke 20-23. Gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ihe ha mụtara.
Nkeji 15: “Echela na Ị Gaghị Amụliri Mmadụ Baịbụl.” Ajụjụ na azịza. Jiri nkeji ole na ole gbaa onye nkwusa nwere onye ọ na-amụrụ Baịbụl ajụjụ ọnụ. Onye nkwusa ahụ ga-abụ onye na-agaghị akwụkwọ ma ọ bụkwanụ onye na-eme ihere.
Abụ nke 26 na Ekpere