Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Nọvemba 26
IZU NA-AMALITE NA NỌVEMBA 26
Abụ nke 62 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
jr isi nke 2 ¶1-6, chaatị dị na p. 19 (Nkeji 30)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Maịka 1-7 (Nkeji 10)
Nke 1: Maịka 3:1-12 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Olee Ndị Ka A Ga-akpọlite n’Ọnwụ?—td 22A (Nkeji 5)
Nke 3: Otú Anyị Si Mara na Jehova Bụ Onye Na-anụ Ekpere—1 Jọn 5:14 (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Malitere Mmadụ Ọmụmụ Baịbụl na Satọdee Mbụ n’Ọnwa Disemba. Jiri ihe dị n’ebe ahụ e dere “Ihe I Nwere Ike Ikwu” mee ihe ngosi otú e nwere ike isi malitere mmadụ ọmụmụ Baịbụl na Satọdee mbụ n’ọnwa Disemba. Gbaa mmadụ niile ume ka ha bịa ozi ọma n’ụbọchị ahụ.
Nkeji 10: Ha Ji Ihe Mafọọrọ Ha Nyere Ụmụnna Ha Aka. Okwu okenye ga-ekwu. O si n’Ụlọ Nche Nọvemba 15, 2012, peeji nke 8-9.
Nkeji 15: “Echela na Ị Gaghị Enwe Ohere Ị Ga-eji Mụọrọ Mmadụ Baịbụl.” Ajụjụ na azịza. Jiri nkeji ole na ole gbaa otu onye nkwusa ajụjụ ọnụ. Ọ ga-abụ onye na-anaghị enwe ohere, ma ya ana-amụrụ mmadụ Baịbụl.
Abụ nke 73 na Ekpere