Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Mach 17
IZU NA-AMALITE NA MACH 17
Abụ nke 113 na Ekpere
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
cl isi nke 4 ¶10-18 (Nkeji 30)
Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Jenesis 43-46 (Nkeji 10)
Nke 1: Jenesis 44:18-34 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Hel Abụghị Ebe A Na-emekpa Mmadụ Ahụ́—td 13A (Nkeji 5)
Nke 3: Ike Jizọs Nwere n’Ebe Ndị Mmụọ Ọjọọ Nọ—lr isi nke 10 (Nkeji 5)
Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 15: Jiri Akọ Na-ekwusa Ozi Ọma. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ ga-esi n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 197, paragraf nke 1, ruo peeji nke 199, paragraf nke 4. Mee ihe ngosi abụọ. Na nke mbụ, onye nwe ụlọ ga-ekwu ihe ndị mmadụ na-ekwukarị n’ókèala unu, onye nkwusa bịara izi ya ozi ọma azaa ya ihe ahụ otú na-adịghị mma. Na nke abụọ, onye nkwusa ahụ ga-eji akọ zaa ya ihe ahụ otú ga-eme ka obi dị onye ahụ mma.
Nkeji 15: “Ị̀ Ga-eji Oge A Ga-echeta Ọnwụ Jizọs Gosi na Obi Dị Gị Ụtọ?” Ajụjụ na azịza. Gwa ụmụnna ka ha kwuo ndokwa ha mere ka ha nwee ike ịgụ amaokwu Baịbụl ndị e kwesịrị ịgụ n’oge a na-echeta ọnwụ Jizọs. Kwuo ndokwa ọgbakọ unu mere maka Ncheta Ọnwụ Jizọs.
Abụ nke 8 na Ekpere