Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Mach 24
IZU NA-AMALITE NA MACH 24
Abụ nke 104 na Ekpere
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
cl isi nke 4 ¶19-23, igbe dị na peeji nke 45 (Nkeji 30)
Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Jenesis 47-50 (Nkeji 10)
Nke 1: Jenesis 48:17–49:7 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Ọkụ Na-anọchi Anya Ịla n’Iyi—td 13B (Nkeji 5)
Nke 3: Enyemaka Site n’Aka Ndị Mmụọ Ozi Chineke—lr isi nke 11 (Nkeji 5)
Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 10: Na-eme Ka Nehemaya. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo uru ọ ga-abara anyị ma anyị na-eme ka Nehemaya n’ozi anyị.
Nkeji 10: Jiri Ajụjụ Na-akụzi Ihe nke Ọma—Nkebi nke 1. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ ga-esi n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 236, ruo peeji nke 237, paragraf nke 2. Jiri nkeji ole na ole mee ihe ngosi otú e nwere ike isi mee ihe e kwuru ebe ahụ.
Nkeji 10: Jehova Na-anụ Ekpere Ndị Na-efe Ya. (1 Pita 3:12) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. O si n’Akwụkwọ Mgbaafọ nke 2013, peeji nke 66, paragraf nke 1 ruo na peeji nke 67, paragraf nke 1; na peeji nke 104 nakwa 105. Gwa ụmụnna ka ha kwuo ihe ha mụtara.
Abụ nke 6 na Ekpere