Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Jun 30
IZU NA-AMALITE NA JUN 30
Abụ nke 5 na Ekpere
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
cl isi nke 9 ¶8-20 (Nkeji 30)
Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Levitikọs 14-16 (Nkeji 10)
Ntụleghachi nke Ihe Ndị A Mụrụ n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke (Nkeji 20)
Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 10: “Gaa na Nke Ha Ozugbo.” Okwu. Ná mmechi, a ga-eji ihe dị n’ebe e dere “Ihe I Nwere Ike Ikwu” mee ihe ngosi na-agaghị egbu oge otú e nwere ike isi malitere mmadụ ọmụmụ Baịbụl na Satọdee mbụ n’ọnwa Julaị.
Nkeji 20: Ịmụ Ihe Na-eme Ka Okwukwe Anyị Sie Ike. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ ga-esi n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 27 ruo na nke 32. Gbaa nwanna a ma na ọ na-amụchi ihe anya ajụjụ ọnụ.
Abụ nke 69 na Ekpere