Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Ọktoba 6
IZU NA-AMALITE N’ỌKTOBA 6
Abụ nke 18 na Ekpere
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
cl isi nke 14 ¶1-9 (Nkeji 30)
Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Diuterọnọmi 1-3 (Nkeji 10)
Nke 1: Diuterọnọmi 2:16-30 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Ndị Kraịst Aghaghị Ịsọpụrụ Ụkpụrụ Ịbụisi—td 3B (Nkeji 5)
Nke 3: Ọrụ Dịịrị Nne na Nna n’Ebe Ụmụ Ha Nọ—td 3CH (Nkeji 5)
Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 10: Otú A Ga-esi Enye Ndị Mmadụ Magazin n’Ọnwa Ọktoba. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-ebu ụzọ mee ihe ngosi otú a ga-esi nye mmadụ Ụlọ Nche nakwa otú a ga-esi nye mmadụ Teta! A ga-eji ihe dị n’ebe e dere “Ihe I Nwere Ike Ikwu,” mee ihe ngosi ndị a. E mechaa ha, tụlezienụ ihe ndị anyị mụtara n’ihe ngosi abụọ ahụ.
Nkeji 10: Mkpa ọgbakọ.
Nkeji 10: Olee Otú Anyị Si Mee? Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Gwa ụmụnna ka ha kwuo otú ha si mee ihe e kwuru n’isiokwu bụ́ “Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma—Kwadebe Obi Onye I Ziri Ozi Ọma Maka Mgbe Ị Ga-abịaghachi.” Gwakwa ha ka ha kwuo uru ọ baara ha, ha kọọkwa ahụmahụ ọ bụla dị ụtọ ha nwere.
Abụ nke 83 na Ekpere