Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Septemba 21
IZU NA-AMALITE NA SEPTEMBA 21
Abụ nke 53 na Ekpere
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
cl isi nke 30 ¶19-23, igbe dị na peeji nke 309 (Nkeji 30)
Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: 2 Ndị Eze 19-22 (Nkeji 8)
Nke 1: 2 Ndị Eze 20:12-21 (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Ihe Mere Ihe Pọl Kwuru ná Ndị Rom 14:7-9 Ji Akasi Anyị Obi (Nkeji 5)
Nke 3: Gịnị Mere Anyị Ji Kwesị Ịma Aha Chineke? Gịnịkwa Mere Anyị Ji Kwesị Ịna-akpọ Chineke Aha Ya?—wp13 1/1 p. 16 para. 1-4 (Nkeji 5)
Nzukọ Ije Ozi:
Isiokwu Ọnwa A: ‘Gbasie àmà ike banyere ozi ọma.’—Ọrụ 20:24.
10 min: Olee Otú Anyị Si Mee n’Afọ Ije Ozi Gara Aga? Okwu onye nlekọta ije ozi ga-ekwu. Kwuo otú ọgbakọ unu si jee ozi n’afọ ije ozi gara aga. Kwuo ebe unu kacha mee nke ọma, jaakwa ọgbakọ mma. Kwuokwa ebe unu ga-emekwu nke ọma n’afọ ije ozi a. Tụọkwa aro ụfọdụ ga-enye aka.
10 min: Ịgbasi Àmà Ike Bara Uru. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ ga-esi n’Akwụkwọ Mgbaafọ nke 2015, peeji nke 54, paragraf nke 1; peeji nke 56, paragraf nke 2, ruo peeji nke 57, paragraf nke 1; nakwa peeji nke 63, paragraf nke 2, ruo peeji nke 64, paragraf nke 1. A kọchaa ahụmahụ nke ọ bụla, gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ihe ha mụtara.
10 min: “Ṅomie Okwukwe Ha.” Ajụjụ na azịza.
Abụ nke 81 na Ekpere