Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Septemba 28
IZU NA-AMALITE NA SEPTEMBA 28
Abụ nke 73 na Ekpere
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
cl isi nke 31 ¶1-12 (Nkeji 30)
Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: 2 Ndị Eze 23-25 (Nkeji 8)
Nke 1: 2 Ndị Eze 23:8-15 (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Olee Otú Ekwensu Si Malite Ịdị?—wp13 2/1 p. 16 para. 1-4 (Nkeji 5)
Nke 3: Gịnị Mere na Anyị Ekwesịghị ‘Ịna-ele Mmadụ Anya n’Ihu’?—Jems 2:1-4 (Nkeji 5)
Nzukọ Ije Ozi:
Isiokwu Ọnwa A: ‘Gbasie àmà ike banyere ozi ọma.’—Ọrụ 20:24.
10 min: Pọl na Ndị Òtù Ya Gbasiri Àmà Ike na Filipaị. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Gụọnụ Ọrụ Ndịozi 16:11-15. Tụleekwanụ otú ọ ga-esi enyere anyị aka n’ozi ọma.
20 min: “Otú Anyị Ga-esi Jiri Broshọ Ozi Ọma Si n’Aka Chineke! Na-ezi Ndị Mmadụ Ozi Ọma.” Ajụjụ na azịza. Unu tụlechaa paragraf nke 3, a ga-eme ihe ngosi ebe onye nkwusa nyere mmadụ broshọ Ozi Ọma Si n’Aka Chineke!, ya na ya atụleekwa otu paragraf na ya.
Abụ nke 114 na Ekpere