Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Julaị p. 7
  • Julaị 25-31

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Julaị 25-31
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Julaị p. 7

Julaị 25-31

ABỤ ỌMA 79-86

  • Abụ nke 138 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ònye Kacha Mkpa ná Ndụ Gị?”: (Nkeji 10)

    • Ọma 83:1-5—Ihe kwesịrị ịkacha anyị mkpa bụ aha Jehova na otú o si bụrụ yanwa ruru eru ịchị ihe niile (w08 10/15 13 ¶7-8)

    • Ọma 83:16—A ga-eto aha Jehova ma ọ bụrụ na anyị akwụsie ike n’ebe ọ nọ ma na-atachi obi (w08 10/15 15 ¶16)

    • Ọma 83:17, 18—Ọ bụ Jehova kacha mkpa n’eluigwe na n’ụwa (w11 5/15 16 ¶1-2; w08 10/15 15-16 ¶17-18)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọma 79:9—Gịnị ka amaokwu a na-akụziri anyị gbasara ekpere? (w06 7/15 12 ¶5)

    • Ọma 86:5—Olee otú o si bụrụ na Jehova dị “njikere ịgbaghara mmehie”? (w06 7/15 12 ¶9)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 85:8–86:17

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg isi nke 7 ¶1

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg isi nke 7 ¶3

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg isi nke 7 ¶7-8

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 111

  • Chineke Ò Nwere Aha?: (Nkeji 15) A ga-ebu ụzọ kpọnye vidio bụ́ Chineke Ò Nwere Aha?. (Gaa na jw.org/ig pịa IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa AKWỤKWỌ NA BROSHỌ. Chọta broshọ Ozi Ọma Si n’Aka Chineke! Mepezie isiokwu bụ́ “Ònye Bụ Chineke?” ka ị hụ vidio ahụ.) Tụlezienụ ajụjụ ndị a: Olee otú anyị ga-esi jiri vidio a zie mmadụ ozi ọma mgbe anyị na-anọghị n’ozi, n’ebe ndị mmadụ na-anọkarị, nakwa n’ụlọ n’ụlọ? Olee ahụmahụ dị ụtọ i nwere mgbe i ji vidio a zie mmadụ ozi ọma?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 20 ¶14-26, na igbe dị na peeji nke 179

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 143 na Ekpere

    Chetakwa na a ga-ebu ụzọ kpọnyere ọgbakọ abụ ọhụrụ a ka ha gee. Ya kpọchaa, gwa ụmụnna ka ha bụzie ya.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya