Mee 1-7
JEREMAYA 32-34
Abụ nke 138 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ihe Gosiri na A Ga-akpọghachite Ndị Izrel”: (Nkeji 10)
Jere. 32:6-9, 15—Jehova gwara Jeremaya ka ọ zụta ala iji gosi na a ga-akpọghachite ndị Izrel (it-1-E 105 ¶2)
Jere. 32:10-12—Jeremaya mere ihe gbasara ala ahụ ọ zụtara n’ụzọ iwu kwadoro (w07 3/15 11 ¶3)
Jere. 33:7, 8—Jehova kwere nkwa ‘ịsachapụ njehie’ ndị ahụ a dọọrọ n’agha (jr 152 ¶22-23)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Jere. 33:15—Onye bụ “ome” ahụ ga-epuru Devid? (jr 173 ¶10)
Jere. 33:23, 24—Olee “ezinụlọ abụọ” ebe a na-ekwu banyere ha? (w07 3/15 11 ¶4)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jere. 32:1-12
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Kwadebe Otú Anyị Ga-esi Zie Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ ga-esi n’ebe e dere “Ihe I Nwere Ike Ikwu.” Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị ga-esi ezi ozi ọma n’ọnwa a. E lechaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya. Gbaa ụmụnna ume ịna-egosi ndị mmadụ vidio ahụ kwuru gbasara broshọ Unu Ga-enweli Obi Ụtọ n’Ezinụlọ Unu.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15) Ma ọ bụ unu atụlee ihe ndị anyị nwere ike ịmụta n’ihe ndị a kọrọ n’Akwụkwọ Mgbaafọ. (yb16 67-71)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 12 ¶1-8, na “igbe dị na peeji 121”
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 23 na Ekpere