Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Mee p. 2
  • Ihe Gosiri na A Ga-akpọghachite Ndị Izrel

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Gosiri na A Ga-akpọghachite Ndị Izrel
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Jehova—Onye Nlereanya Kasịnụ nke Ịdị Mma
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2002
  • “Lee Ka Ịdị Mma Ya Si Dị Ukwuu!”
    Bịaruo Jehova Nso
  • Ịdị Mma Bara Ụba nke Jehova
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
  • Ịdị Mma—Olee Otú Anyị Nwere Ike Isi Mụta Ya?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2019
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Mee p. 2

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JEREMAYA 32-34

Ihe Gosiri na A Ga-akpọghachite Ndị Izrel

Nke E Biri Ebi

32:9-14

  • Jeremaya bidoro ịga okwu ala ahụ Jehova sị ya zụta.

    Iji zụta ala ahụ, Jeremaya bu ụzọ tụọ ego n’ihe ọtụtụ, ya na ndị akaebe abịanye aka n’akwụkwọ nkwekọrịta ala ahụ, tupu e tinye ya n’ite ụrọ

33:10, 11

  • Jehova kwere nkwa ịgbaghara ndị a dọọrọ n’agha nabatara ịdọ aka ná ntị ya, kpọghachitekwa ha n’ala Izrel. Ihe a o mere gosiri na ọ bụ onye obiọma.

    Map gosiri ebe Jeruselem dị na ebe Anatọt bụ́ obodo Jeremaya dị

Olee otú Jehova sirila gosi gị obiọma ya?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya