Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Septemba p. 4
  • Septemba 11-17

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Septemba 11-17
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Septemba p. 4

Septemba 11-17

EZIKIEL 46-48

  • Abụ nke 134 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ngọzi Ndị Izrel A Kpọghachiri n’Ala Ha Ga-enweta”: (Nkeji 10)

    • Ezik. 47:​1, 7-12​—⁠Ala ahụ e weghachiri ga na-emepụta ihe nke ọma (w99 3/1 10 ¶11-12)

    • Ezik. 47:​13, 14​—⁠Ezinụlọ ọ bụla ga-enweta ihe nketa (w99 3/1 10 ¶10)

    • Ezik. 48:​9, 10​—⁠Tupu e kenye ndị mmadụ ala, a ga-ewepụta nke a ga-enye Jehova ‘n’onyinye’

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ezik. 47:​1, 8; 48:​30, 32-34​—⁠Gịnị mere ndị Juu a dọọrọ n’agha na-atụghị anya ka ihe niile dị n’ọhụụ ụlọ nsọ Ezikiel mezuo n’ụzọ nkịtị? (w99 3/1 11 ¶14)

    • Ezik. 47:6​—⁠Gịnị mere e ji kpọọ Ezikiel “nwa nke mmadụ” n’amaokwu a? (it-2-E 1001)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ezik. 48:13-22

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Ụlọ Nche nke 5 2017​—⁠Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Ụlọ Nche nke 5 2017​—⁠Gosi otú a ga-esi agaghachi na nke onye ahụ natara Ụlọ Nche n’ozi ụlọ n’ụlọ. Gwa ya gbasara otu n’ime akwụkwọ ndị anyị ji amụrụ ndị mmadụ ihe.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 35 ¶17​—⁠Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 28

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 8) Ma ọ bụ unu atụlee ihe ndị anyị nwere ike ịmụta n’ihe ndị a kọrọ n’Akwụkwọ Mgbaafọ. (yb17 64-65)

  • Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 7) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke Septemba 2017.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 17 ¶19-20, igbe dị na peeji nke 188-191, na igbe ntụleghachi dị na peeji nke 187

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 11 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya