Septemba 25–Ọktoba 1
DANIEL 4-6
Abụ nke 67 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ị̀ Na-efe Jehova n’Esepụghị Aka?”: (Nkeji 10)
Dan. 6:7-10—Daniel nọgidere na-efe Jehova n’agbanyeghị na o nwere ike ịta isi ya (w10 11/15 6 ¶16; w06 11/1 24 ¶12)
Dan. 6:16, 20—Eze Darayọs matara na Daniel bụ́ onye na-efe Jehova (w03 9/15 15 ¶2)
Dan. 6:22, 23—Jehova chebere Daniel n’ihi na o ji obi ya niile na-efe ya (w10 2/15 18 ¶15)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Dan. 4:10, 11, 20-22—Gịnị ka osisi ahụ gbara agba Nebukadneza hụrụ ná nrọ ya nọchiri anya ya? (w07 9/1 18 ¶5)
Dan. 5:17, 29—Olee ihe mere Daniel ji jụ onyinye Eze Belshaza nyere ya, ma mechaa n’ikpeazụ nabata ya? (w88 10/1 30 ¶3-5; dp 109 ¶22)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Dan. 4:29-37
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) inv
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) inv— Gosi otú a ga-esi agaghachi na nke onye ahụ natara akwụkwọ ịkpọ òkù ọmụmụ ihe n’ozi ụlọ n’ụlọ.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 129 ¶16—Gbaa ya ume ka ọ nọgide n’efe Jehova n’agbanyeghị mmegide ndị ezinụlọ.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Kụziere Ha Otú Ha Ga-esi Nọgide Na-efe Jehova?”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. E mechaa, kpọnye vidio gosiri ebe onye nkwusa bụ́ aka ochie na onye nkwusa malitere ikwusa ozi ọma ọhụrụ nọ n’ozi ọma.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 18 ¶9-20, igbe dị na peeji nke 200-201, na igbe ntụleghachi dị na peeji nke 199
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 73 na Ekpere