OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Kwesị Ntụkwasị Obi n’Ebe Jehova Nọ Mgbe A Chụrụ Onye Ikwu Gị n’Ọgbakọ
Leenụ vidio bụ́ Nọgide Na-eme Ihe Ọ Bụla Jehova Chọrọ—Esola Ndị Mmehie Na-achọghị Ichegharị, zaakwanụ ajụjụ ndị a:
Olee nsogbu bịaara nne na nna Sonja nke chọrọ ịkpa okwukwe ha aka ọjọọ?
Gịnị nyeere ha aka ịnọgide na-ekwesị ntụkwasị obi n’ebe Jehova nọ?
Olee otú ikwesị ntụkwasị obi ha n’ebe Jehova nọ si nyere Sonja aka?