OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Kwesị Ntụkwasị Obi n’Ebe Jehova Nọ Mgbe Ọnwụnwa Bịaara Gị
Leenụ vidio bụ́ Guzosie Ike n’Ebe Jehova Nọ, Otú ahụ Jizọs Mere—Mgbe Ọnwụnwa Bịara, zaakwanụ ajụjụ ndị a:
Olee otú e si na-enye Sergei nsogbu ka ọ ghara ikwesị ntụkwasị obi n’ebe Jehova nọ?
Gịnị nyeere Sergei aka ikwesị ntụkwasị obi n’ebe Jehova nọ?
Olee otú ikwesị ntụkwasị obi ya si wetara Jehova otuto?