Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Nọvemba p. 6
  • Mụrụ Anya ma Na-anụ Ọkụ n’Obi n’Ofufe Jehova

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mụrụ Anya ma Na-anụ Ọkụ n’Obi n’Ofufe Jehova
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ogologo Oge Hà Aṅaa Fọdụụrụ Ndị Ajọ Omume?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2000
  • Tụkwasị Jehova Obi Ka I Wee Dị Ndụ
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2018
  • Ihe Anyị Ga-amụta n’Aka Habakọk Onye Amụma
    Ozi Alaeze Anyi—2015
  • Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Nehum, Habakuk, na Zefanaịa
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2007
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Nọvemba p. 6

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | NEHỌM 1–HABAKỌK 3

Mụrụ Anya ma Na-anụ Ọkụ n’Obi n’Ofufe Jehova

Hab. 1:5, 6

Mbibi ahụ e kwuru na Babịlọn ga-ebibi Juda nwere ike iyi ihe na-agaghị ekwe omume, n’ihi na Juda nọ n’okpuru ọchịchị mba Ijipt bụ́ mba siri ezigbo ike. Ndị Kaldia esighị ike ka Ijipt. Ihe ọzọ bụkwa na ọtụtụ ndị Juu ekwetaghị na Jehova ga-agbachi nkịtị ka e bibie Jeruselem na ụlọ nsọ ya. Ma, ihe ọ sọkwara ya mee, amụma a ga-emezurịrị. Habakọk kwesịkwara ịna-atụ anya mmezu ya, mụrụ anya ma dịkwa uchu n’ozi Jehova.

Habakọk onye amụma nọgidere na-anụ ọkụ n’obi n’ozi Chineke n’agbanyeghị na ndị ọjọọ gbara ya gburugburu

Olee ihe mere m ji kwetasie ike na mbibi nke usoro ihe a adịla ezigbo nso?

Olee otú m ga-esi mụrụ anya ma na-anụ ọkụ n’obi n’ofufe Jehova?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya