Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Eprel p. 5
  • Ịgwọ Ọrịa n’Ụbọchị Izu Ike

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịgwọ Ọrịa n’Ụbọchị Izu Ike
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Olee Ihe Iwu Kwadoro na E Nwere Ike Ime n’Ụbọchị Izu Ike?
    Jizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ
  • Gịnị Ziri Ezi n’Iwu n’Ụbọchị Izu Ike?
    Nwoke Kasị Ukwuu nke Dịworo Ndụ
  • Iwu Ò Ji Ndị Kraịst Idebe Ụbọchị Izu Ike?
    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
  • Ịghọrọ Ọka n’Ụbọchị Izu Ike
    Jizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Eprel p. 5
Ebe otu nwoke aka ya kpọnwụrụ akpọnwụ bịakwutere Jizọs

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MAK 3-4

Ịgwọ Ọrịa n’Ụbọchị Izu Ike

3:​1-5

Olee ihe mere àgwà ndị ndú okpukpe ndị Juu ji wee Jizọs iwe? Ọ bụ n’ihi na ha ji ọtụtụ obere iwu ha tụkwasịrị n’iwu Ụbọchị Izu Ike mee ka ọ ghọọrọ ndị mmadụ ibu arọ. Dị ka ihe atụ, ha machiri igbu àkpịrị́ n’Ụbọchị Izu Ike. E nwere ike ịgwọ mmadụ ọrịa naanị ma onye ahụ ọ̀ nọ n’ọnụ ọnwụ. Nke a pụtara na a gaghị agba mmadụ ọkpụkpụ n’Ụbọchị Izu Ike. O doro anya na ndị ndú okpukpe ahụ enweghị ọmịiko ọ bụla n’ebe nwoke ahụ aka ya kpọnwụrụ akpọnwụ nọ.

JỤGODỊ ONWE GỊ, SỊ:

  • ‘Ndị ọzọ hà na-ahụ m ka onye na-esokarị iwu, ka ọ̀ bụ onye nwere ọmịiko?’

  • ‘O nwee onye chọrọ enyemaka n’ọgbakọ, olee otú m nwere ike isi nweere ya ọmịiko ka Jizọs?’

Ebe ndị okenye abụọ gara ileta otu nwanna nwaanyị na-anaghị enwe ohere na nwa ya nwoke
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya