Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Julaị p. 2
  • Na-emere Ndị Ọzọ Ihe Ọma

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Na-emere Ndị Ọzọ Ihe Ọma
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ndị Na-emesapụ Aka Na-enwe Obi Ụtọ
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2018
  • Àjà Ekele
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • “Ugbu A, Ị Ga-ahụ Ihe M Gaje Ime Fero”
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Na-enye Ihe Ka Ị Na-enwe Obi Ụtọ
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2017
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Julaị p. 2

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | LUK 6-7

Na-emere Ndị Ọzọ Ihe Ọma

6:38

Onye na-emesapụ aka na-eji obi ụtọ jiri oge ya, ike ya na ihe ndị ọzọ o nwere na-enyere ndị ọzọ aka ma na-agbakwa ha ume.

  • Ebe otu nwoke n’oge Baịbụl, bu ọka a wụnyeere ya n’ebe ọ fụkọtara n’uwe elu ya

    Okwu Grik a sụgharịrị “na-enyenụ ihe” gosiri na ọ bụ ihe e kwesịrị imere na-aga.

  • Ọ bụrụ na anyị ana-enye ndị ọzọ ihe, ha ga-awụnye n’apata ụkwụ anyị “ọ̀tụ̀tụ̀ dị mma, nke a bịara aka, yọkọta ọnụ, nke jubigakwara ókè.” O nwere ike ịbụ na okwu a na-akọwa ihe ndị ahịa ụfọdụ na-eme n’oge ochie. Ha na-awụjụrụ mmadụ ihe ọ zụrụ n’ebe ọ fụkọtara n’uwe elu ya

Ebe otu obere nwanna nwoke na-enyere nwanna merela agadi aka n’ahịa

Dee ọnọdụ dị iche iche i nwere ike ime ihe a e kwuru ebe a.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya