Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Nọvemba p. 5
  • Àjà Ekele

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Àjà Ekele
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Gosipụta Ekele Gị
    Ozi Alaeze Anyi—2004
  • Gịnị Mere Anyị Ji Kwesị Ikele Ndị Meere Anyị Ihe Ọma?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2019
  • Ihe Ndị Anyị Na-amụta n’Akwụkwọ Levitikọs
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2019
  • Olee Table nke I Na-eri Nri na Ya?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1994
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Nọvemba p. 5
Ebe otu ezinụlọ bụ́ ndị Izrel na-eri anụ e ji chụọ àjà udo.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | LEVITIKỌS 6-7

Àjà Ekele

7:11-15, 20

Àjà udo ndị Izrel chụrụ na-echetara anyị na anyị kwesịrị isi n’ekpere anyị nakwa n’àgwà anyị na-ekele Jehova maka ihe ọma ndị ọ na-emere anyị.—Fil. 4:6, 7; Kọl. 3:15.

  • Anyị kpewe ekpere, olee ihe ndị anyị nwere ike ikele Jehova maka ha?—1 Tesa. 5:17, 18

  • Gịnị mere anyị ji kwesị ịna-ekele Jehova maka ihe ọma ndị ọ na-emere anyị?

  • Olee otú mmadụ nwere ike isi na-eri “na tebụl ndị mmụọ ọjọọ,” oleekwa otú ime otú ahụ ga-esi gosi na obi adịghị onye ahụ ụtọ maka ihe ọma ndị Jehova na-emere ya?—1 Kọr. 10:20, 21

Ebe otu nwaanyị onye Izrel leliri anya elu na-ekele Jehova.
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya