Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Nọvemba p. 6
  • Ọgbakọ Ndị Kraịst Malitere Ọhụrụ Enwee Nsogbu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọgbakọ Ndị Kraịst Malitere Ọhụrụ Enwee Nsogbu
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Na-ejegharịnụ n”Ịtụ Egwu Jehova
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1990
  • “Chineke Meere Stivin Amara, Nyekwa Ya Ike”
    ‘Ịgba Àmà nke Ọma Banyere Alaeze Chineke’
  • Gịnị Ka Jehova Na-achọ n’Aka Anyị?
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • A Tụọ Stivin Nkume
    Akwụkwọ M nke Akụkọ Bible
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Nọvemba p. 6
Ebe e ji nkume na-atụgbu Stivin, Sọl a na-ele ha, obi ana-atọ ya ụtọ

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌRỤ NDỊOZỊ 6-8

Ọgbakọ Ndị Kraịst Malitere Ọhụrụ Enwee Nsogbu

6:1-7; 7:58–8:1

A na-eleghara ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ bụ́ ndị na-asụ Grik mere baptizim ọhụrụ anya n’ihe a na-ekesa kwa ụbọchị. Ụmụ nwaanyị ndị a so ná ndị nọtụkwuru na Jeruselem iji mee ka okwukwe ha sikwuo ike. Nleghara anya a, ò mere ka ha pụọ n’ọgbakọ, ka hà ji ndidi chere ka Jehova dozie nsogbu ahụ?

Mgbe e ji nkume tụgbuo Stivin, mkpagbu kpụ ọkụ n’ọnụ e meekwa ka Ndị Kraịst nọ na Jeruselem gbaga n’ebe dị iche iche na Judia na Sameria, hà belatara aka n’otú ha si ekwusa ozi ọma?

Jehova nyeere ọgbakọ ọhụrụ a aka ịkwụsi ike ma nọgide na-amụba.—Ọrụ 6:7; 8:4.

JỤGODỊ ONWE GỊ, ‘Olee otú m si eme ma nsogbu bịara m?’

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya