Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Nọvemba p. 6
  • Ndị Na-agba Ịnyịnya Anọ Ahụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ndị Na-agba Ịnyịnya Anọ Ahụ
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Okwu Mmalite
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2017
  • Otú Ndị Na-agba Ịnyịnya Anọ Si Gbasa Gị
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2017
  • Gịnị Ka Ndị Na-agba Ịnyịnya Anọ Ahụ Nọchiri Anya Ha?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2017
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Nọvemba p. 6

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MKPUGHE 4-6

Ndị Na-agba Ịnyịnya Anọ Ahụ

6:2, 4-6, 8

Ebe Jizọs ji ụta n’aka na-agba ịnyịnya ọcha; onye na-agba ịnyịnya na-acha uhie uhie, onye na-agba ịnyịnya ojii, na onye na-agba ịnyịnya nke ahụ́ ya chanwụrụ achanwụ sochikwara ya

Jizọs gara “na-emeri.” O busoro Setan na ndị mmụọ ọjọọ ya agha ma chụda ha n’ụwa. Jizọs nọgidekwara na-enwe mmeri n’inyere ndị ohu ya aka ma na-echebe ha n’oge ikpeazụ a. Mgbe ọ ‘ga-enwezu mmeri ya’ bụ n’Amagedọn, mgbe ọ ga-eme ka ndị ịnyịnya atọ ndị ọzọ kwụsị ịgba, meekwa ka ụmụ mmadụ nwere onwe ha n’ahụhụ ndị ịnyịnya ahụ kpataara ha.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya