Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Jenụwarị p. 5
  • Jenụwarị 20-26

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jenụwarị 20-26
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Jenụwarị p. 5

Jenụwarị 20-26

JENESIS 6-8

  • Abụ nke 89 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “O Mere Nnọọ Otú Ahụ”: (Nkeji 10)

    • Jen. 6:​9, 13​—Ndị ajọ omume gbara Noa onye ezi omume gburugburu (w18.02 4 ¶4)

    • Jen. 6:​14-16​—E nyere Noa ọrụ tara akpụ (w13 4/1 13 ¶6)

    • Jen. 6:22​—Noa gosiri na o nwere okwukwe n’ebe Jehova nọ (w11 9/15 18 ¶13)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Jen. 7:2​—Gịnị ka ọ ga-abụ ya ka a gbakwasịrị ụkwụ na ya kpebie anụmanụ ndị nke dị ọcha na ndị nke na-adịghị ọcha? (w04 1/1 29 ¶7)

    • Jen. 7:11​—Olee ebe ọ ga-abụ na mmiri iju mmiri ahụ si bịa? (w04 1/1 30 ¶1)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jen. 6:​1-16 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ ma jụọ ajụjụ ndị a: Olee otú onye nkwusa ahụ si jiri 1 Jọn 4:8 zie onye ahụ ozi ọma? Olee otú ndị nkwusa abụọ ahụ si jikọọ aka zie onye ahụ ozi ọma?

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 12)

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nyezie ya otu n’ime akwụkwọ ndị anyị ji akụziri ndị mmadụ ihe. (th ihe ọmụmụ nke 7)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 31

  • Ofufe Ezinụlọ: Noa So Chineke Jee Ije: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Zaakwanụ ajụjụ ndị a: Olee otú nne na nna e gosiri na vidio a si jiri akụkọ Noa kụziere ụmụ ha ezigbo ihe? Olee ihe ndị ị mụtara na vidio a unu nwere ike ime n’ofufe ezinụlọ unu?

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 5)

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 100

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Abụ nke 37 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya