Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Jenụwarị p. 5
  • “O Mere Nnọọ Otú Ahụ”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “O Mere Nnọọ Otú Ahụ”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • O “So Ezi Chineke Jee Ije”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
  • O “So Ezi Chineke Jee Ije”
    Ṅomie Okwukwe Ha
  • Okwukwe Noa Na-ama Ụwa Ikpe
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2001
  • E Chebere “Ya na Mmadụ Asaa Ndị Ọzọ”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Jenụwarị p. 5
Ebe Noa na nwa ya na-arụ ụgbọ; nwa ya anọrọ n’ubube na-ete ụgbọ ahụ korota.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JENESIS 6-8

“O Mere Nnọọ Otú Ahụ”

6:9, 13-16, 22

Chegodị mbọ Noa na ezinụlọ ya gbara iji rụọ ụgbọ ahụ n’oge ahụ a na-enweghị ngwá ọrụ ọgbara ọhụrụ ndị a na-eji arụ ọrụ taa.

  • Ụgbọ ahụ buru ezigbo ibu. Ọ dị ihe dị ka otu narị mita na iri mita atọ na atọ n’ogologo, mita iri abụọ na abụọ n’obosara, na mita iri na atọ n’ịdị elu

  • Ha ga-egbutusị osisi ha ga-eji arụ ya, waa ha ka ha hara otú ha chọrọ, ma buru ha gaa ebe ha ga-eji ha arụ ọrụ

  • Ha ga-ejikwa korota machie nnukwu ụgbọ ahụ ihu na azụ

  • Noa na ezinụlọ ya ga-ebukọtakwa nri ha na ụmụ anụmanụ ndị ahụ ga-eri ruo otu afọ

  • O were ihe dị ka afọ iri anọ ruo afọ iri ise iji rụchaa ụgbọ ahụ

Olee otú akụkọ a ga-esi agba anyị ume ma o siere anyị ike ime ihe Jehova sịrị anyị mee?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya