Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Jenụwarị p. 6
  • Jenụwarị 27–Febụwarị 2

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jenụwarị 27–Febụwarị 2
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Jenụwarị p. 6

Jenụwarị 27–Febụwarị 2

JENESIS 9-11

  • Abụ nke 101 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ụwa Niile Wee Na-asụ Otu Asụsụ”: (Nkeji 10)

    • Jen. 11:​1-4​—Ụfọdụ ndị kpebiri iwu obodo na ụlọ elu ga-eru eluigwe, nke bụ́kwanụ ihe megidere uche Chineke (it-1 239; it-2 202 ¶2)

    • Jen. 11:​6-8​—Jehova ghagburu asụsụ ha (it-2 202 ¶3)

    • Jen. 11:9​—Ha hapụrụ ọrụ ahụ ma gbasasịa (it-2 472)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Jen. 9:​20-22, 24, 25​—Gịnị ka o nwere ike ịbụ ya mere Noa ji bụọ Kenan ọnụ kama ịbụ Ham? (it-1 1023 ¶4)

    • Jen. 10:​9, 10​—Olee otú Nimrọd si bụrụ “dinta dị ike nke na-emegide Jehova”? (it-2 503)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jen. 10:​6-32 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ ma jụọ ajụjụ ndị a: Gịnị gosiri na ndị nkwusa abụọ ahụ kwadokọrọ nletaghachi ahụ ọnụ? Olee otú nwanna ahụ si jiri akwụkwọ dị n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe malitere onye nwe ụlọ ahụ ọmụmụ Baịbụl?

  • Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 4)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị ná nletaghachi nke abụọ, jirizie akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị malitere ya ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 2)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 60

  • “Bụrụ Onye Ọrụ Ma Ọrụ Ya nke Ọma”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ bụ onye nlekọta ije ozi ga-eme ya.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 101

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Abụ nke 56 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya