Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Disemba p. 5
  • Disemba 21-27

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Disemba 21-27
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Disemba p. 5

Disemba 21-27

LEVITIKỌS 14-15

  • Abụ nke 122 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Anyị Kwesịrị Ịna-adị Ọcha Iji Na-efe Jehova Ofufe Dị Ọcha”: (Nkeji 10)

    • Lev. 15:13-15—Ụmụ nwoke na-adịghị ọcha ga-eme onwe ha ka ha dị ọcha (it-1 263)

    • Lev. 15:28-30—Ụmụ nwaanyị na-adịghị ọcha ga-eme onwe ha ka ha dị ọcha (it-2 372 ¶2)

    • Lev. 15:31—Jehova chọrọ ka ndị ya na-efe ya ofufe dị ọcha (it-1 1133)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Lev. 14:14, 17, 25, 28—Gịnị ka anyị na-amụta n’ihe onye nchụàjà na-eme onye ekpenta e mere ka ọ dị ọcha? (it-1 665 ¶5; w14 11/15 9 ¶7)

    • Lev. 14:43-45—Gịnị ka iwu e nyere gbasara ajọ ekpenta pụtara n’ahụ́ ụlọ na-akụziri mba Izrel banyere Jehova? (w09 2/1 19 ¶2)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Lev. 14:1-18 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nyezie ya otu magazin ọhụrụ zara ajụjụ onye nwe ụlọ jụrụ. (th ihe ọmụmụ nke 16)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gosi onye ahụ vidio bụ́ Olee Ndị Ka Ndịàmà Jehova Bụ? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya. (th ihe ọmụmụ nke 11)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg isi nke 11 ¶6-7 (th ihe ọmụmụ nke 19)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 76

  • “Akwụsịla Ịna-enye Ndị Mmadụ Magazin”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

  • Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 5) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke ọnwa Disemba.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bt Isi nke 2 ¶16-23

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Abụ nke 118 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya