Disemba Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ nke Disemba 2020 Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta Disemba 7-13 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | LEVITIKỌS 10-11 Anyị Kwesịrị Ịhụ Jehova n’Anya Karịa Ndị Ezinụlọ Anyị OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Ịkwado Ịdọ Aka ná Ntị Jehova Ga-egosi na Anyị Hụrụ Jehova na Onye A Dọrọ Aka ná Ntị n’Anya Disemba 14-20 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | LEVITIKỌS 12-13 Mụta Ihe n’Iwu E Nyere Ụmụ Izrel Gbasara Ekpenta Disemba 21-27 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | LEVITIKỌS 14-15 Anyị Kwesịrị Ịna-adị Ọcha Iji Na-efe Jehova Ofufe Dị Ọcha OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Akwụsịla Ịna-enye Ndị Mmadụ Magazin Disemba 28, 2020–Jenụwarị 3, 2021 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | LEVITIKỌS 16-17 Gịnị Ka Ị Na-amụta n’Ihe A Na-eme n’Ụbọchị Mkpuchi Mmehie? OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Ị̀ Dị Njikere Itinye Akwụkwọ Ịga Ụlọ Akwụkwọ Maka Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma Alaeze?