Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Disemba p. 4
  • Mụta Ihe n’Iwu E Nyere Ụmụ Izrel Gbasara Ekpenta

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mụta Ihe n’Iwu E Nyere Ụmụ Izrel Gbasara Ekpenta
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ndụ M Dị Ka Onye Ekpenta—Nke Ọṅụ na nke A Gọziri n’Ụzọ Ime Mmụọ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1998
  • Ị̀ Maara?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2009
  • Ì Chetara?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2009
  • Imere Onye Ekpenta Ebere
    Nwoke Kasị Ukwuu nke Dịworo Ndụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Disemba p. 4

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | LEVITIKỌS 12-13

Mụta Ihe n’Iwu E Nyere Ụmụ Izrel Gbasara Ekpenta

13:4, 5, 45, 46, 52, 57

Gịnị ka ihe mere e ji nye ụmụ Izrel iwu gbasara ekpenta na-akụziri anyị gbasara ịgba mbọ hụ na o nweghị ihe ga-eme adịm ná mma anyị na Jehova?

  • Jehova gwara ndị nchụàjà otú ha ga-esi mata ekpenta ngwa ngwa. Taa, ndị okenye kwesịrị inyere onye ọ bụla enyemaka dị mkpa aka n’egbughị oge ka ya na Jehova dịkwuo ná mma.—Jems 5:14, 15

  • A gwara ụmụ Izrel ka ha bibie arịa ndị nwere ekpenta ka ha ghara ibufe ihe ọzọ ma ọ bụ ndị ọzọ ekpenta ahụ. Ndị Kraịst kwesịkwara ịdị njikere ibibi ihe ọ bụla, ma ihe ndị dị ha ezigbo mkpa, nwere ike ime ka ha mee mmehie. (Mat. 18:8, 9) O nwere ike ịbụ àgwà riri mmadụ ahụ́, mkpakọrịta ọjọọ, ma ọ bụ ihe e ji atụrụ ndụ, ma ọ bụkwanụ ihe ọzọ

Ebe otu nwaanyị na-ajụwapụ isi na ọ gaghịzi aṅụbiga mmanya ókè ma si ebe ahụ na-apụ.

Olee otú Onye Kraịst nwere ike isi gosi na ọ chọsiri ike ịnabata enyemaka Jehova?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya