Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Mach p. 16
  • Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ịkpọ Ndị Mmadụ Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs (Mach 19–Eprel 15)
  • Mkparịta Ụka nke Mbụa (Mach 1-18, Eprel 16-30)
  • Nletaghachib
  • Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Mach p. 16
Ebe otu di na nwunye ji ihu ọchị na-anabata ndị mmadụ n’Ụlọ Nzukọ Alaeze.

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

Ihe Gị Na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Ịkpọ Ndị Mmadụ Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs (Mach 19–Eprel 15)

“Anyị na-akpọ gị ka ị bịa otu nnọkọ pụrụ iche ọtụtụ nde mmadụ ga-abịa. Ọ bụ ncheta ọnwụ Jizọs.” Nye onye ahụ akwụkwọ ịkpọ òkù ma ọ bụ zigara ya nke dị n’Ịntanet. “Ị ga-ahụ oge na ebe anyị ga-anọ eme ya n’akwụkwọ a [ma ọ bụkwanụ otú ị ga-esi esi n’Ịntanet soro mee ya]. Anyị na-akpọkwa gị ka ị bịa gere okwu ihu ọha pụrụ iche a ga-eji Baịbụl kwuo n’izu bu ya ụzọ.”

Ihe Ị Ga-eme ma O Nwee Mmasị: Kpọnyere ya vidio bụ́ Na-echeta Ọnwụ Jizọs [ma ọ bụ zigara ya ihe ga-ebuga ya n’ebe ọ dị].

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị mere Jizọs ji nwụọ?

Mkparịta Ụka nke Mbụa (Mach 1-18, Eprel 16-30)

Ajụjụ: Ònye bụ Jizọs?

Amaokwu Baịbụl: Mat. 16:16

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị mere Jizọs ji nwụọ?

Nletaghachib

Ajụjụ: Gịnị mere Jizọs ji nwụọ?

Amaokwu Baịbụl: Mat. 20:28

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú anyị ga-esi gosi na obi dị anyị ụtọ maka àjà mgbapụta Jizọs?

a b I nwere ike ịgbanwe ajụjụ ndị a ka ha daba n’otú ihe si dịrị n’ebe unu bi.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya