Alaka Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova: 96
Mba Ndị Nyere Akụkọ Ozi Ha: 239
Ọgbakọ Niile: 111,719
Ndị Bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs n’Ụwa Niile: 19,013,343
Ndị Tara Achịcha ma Ṅụọ Mmanya: 12,604
Ọnụ ọgụgụ Kasị Elu nke Ndị Nkwusa: 7,782,346
Nkezi Ndị Nkwusa Kwa Ọnwa: 7,538,994
Pasenti O Ji Karịa nke 2011: 1.9
Ndị E Mere Baptizim: 268,777
Nkezi Ndị Ọsụ Ụzọ Inyeaka Kwa Ọnwa: 416,993
Nkezi Ndị Ọsụ Ụzọ Kwa Ọnwa: 950,022
Awa Niile Anyị Ji Kwusaa Ozi Ọma: 1,748,697,447
Nkezi Ọmụmụ Baịbụl Kwa Ọnwa: 8,759,988
N’afọ ije ozi 2012, Ndịàmà Jehova ji ihe karịrị otu narị nde dọla na nde dọla iri asatọ na anọ lekọta ndị ọsụ ụzọ pụrụ iche, ndị ozi ala ọzọ, na ndị nlekọta na-ejegharị ejegharị n’ebe ndị e zigara ha ka ha na-eje ozi.
◼ Ụmụnna na-eje ozi n’alaka ụlọ ọrụ anyị niile dị 21,612. Ndị a niile na-eje ozi pụrụ iche.