Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • yb16 p. 168-p. 169 para. 2
  • Jehova Gọziri Anyị Karịa Ka Anyị Tụrụ Anya Ya

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jehova Gọziri Anyị Karịa Ka Anyị Tụrụ Anya Ya
  • Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2016
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Iwu Ụlọ Nzukọ Alaeze—Akụkụ Dị Mkpa nke Ozi Dị Nsọ
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Iji Ọṅụ Na-egbo Mkpa Owuwe Ihe Ubi Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—1998
  • Inwe Ebe Ndị A Na-anọ Efe Jehova
    Ndị A Haziri Ime Uche Jehova
  • Ebe A Ka Anyị Na-anọ Efe Jehova
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2015
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2016
yb16 p. 168-p. 169 para. 2

INDONESHIA

Jehova Gọziri Anyị Karịa Ka Anyị Tụrụ Anya Ya

Angeragō Hia

  • A MỤRỤ YA N’AFỌ 1957

  • E MERE YA BAPTIZIM N’AFỌ 1997

  • ONYE Ọ BỤ Ọ laghachiri n’obodo ya n’Agwaetiti Nịas hiwe ọgbakọ.

Onye a bụ Nwanna Angeragō Hia

N’AFỌ 2013, a gwara obere ọgbakọ anyị dị́ na Tugala Oyo na a ga-arụrụ anyị Ụlọ Nzukọ Alaeze. Ndị ọchịchị ime obodo anyị kwadoro ka a rụọrọ anyị ya. Ndị agbata obi anyị iri isii bịanyekwara aka n’akwụkwọ iji gosi na ha kwadoro ya. Otu n’ime ha gwara anyị, sị, “Unu chọgodị ka narị mmadụ abụọ bịanyere unu aka, ha ga-abịanyere unu ya.”

Mmadụ abụọ na-enyere ndị na-arụ Ụlọ Nzukọ Alaeze aka hụrụ maka ọrụrụ ya. A rụchara ya na Nọvemba afọ 2014. Anyị echetụbeghị n’echiche na anyị ga-enwe ebe ọma dị́ otú a anyị ga na-anọ efe Jehova. N’eziokwu, Jehova gọziri anyị karịa ka anyị tụrụ anya ya.

Ndị a bụ Nwanna Angeragō Hia na ụmụnna abụọ na-enyere ndị na-arụ Ụlọ Nzukọ Alaeze aka na Tugala Oyo, nke dị n’Agwaetiti Nịas
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya