Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • ijwbq isiokwu 25
  • Gịnị Ga-eme Ka Udo Dịrị n’Ụwa?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Gịnị Ga-eme Ka Udo Dịrị n’Ụwa?
  • Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Baịbụl kwuru
  • Nkwụsị nke Agha
    Teta!—1999
  • Ònye Ga-eduru Ihe A Kporo Mmadụ Gaa n’Inweta Udo?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1990
  • Ka “Udo Nke Chineke” Chee Obi Unu Nche
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
  • Ezi Udo—Site n’Ebee?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1997
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
ijwbq isiokwu 25
Ndị si n’agbụrụ dị iche iche

Gịnị Ga-eme Ka Udo Dịrị n’Ụwa?

Ihe Baịbụl kwuru

Ụmụ mmadụ agaghị emeli ka udo dịrị n’ụwa. Ọ bụ Alaeze Chineke ga-eme ya. Alaeze a bụ ọchịchị ga-esi n’eluigwe na-achị ụwa, ọ bụkwa Jizọs Kraịst bụ eze ya. Lee otú Baịbụl kwuru ọchịchị a ga-esi mee ka udo dịrị n’ụwa.

  1. Chineke ga-eme ka “agha kwụsị ruo na nsọtụ ụwa.” Ọ ga-eme ka “udo dịkwa n’ụwa, n’etiti ụmụ mmadụ ndị ihe ha dị ya ezi mma.”—Abụ Ọma 46:9; Luk 2:14, Bible Nsọ Ọhụụ.

  2. Alaeze Chineke ga-esi n’eluigwe na-achị ụwa niile. (Daniel 7:14) N’oge ahụ, mba niile ga-abụ otu, o nweghịzi onye ga-ewere na mba ya ka nke ndị ọzọ mma. Ị manụ na ọ bụ ihe a mere mba dị iche iche ji na-ese okwu taa.

  3. Jizọs bụ Eze Alaeze Chineke, Baịbụl kpọkwara ya “Onyeisi Udo.” Udo ọ ga-eweta n’ụwa “agaghị enwe ọgwụgwụ.”—Aịzaya 9:6, 7.

  4. Ndị tigbuo zọgbuo agaghị aba n’Alaeze ahụ n’ihi na Chineke “kpọrọ onye ọ bụla nke hụrụ ime ihe ike n’anya asị.”—Abụ Ọma 11:5; Ilu 2:22.

  5. Chineke na-akụziri ndị ga-ebi n’Alaeze ya otú ha ga-esi na-ebi n’udo. N’ihi ihe a ọ na-akụziri ha, ha akpụgharịala mma agha ha ka ha bụrụ mma ogè, kpụgharịakwa ube ha ka ha bụrụ mma ịkwa osisi. Ha anaghị ebuli mma agha buso mba ọzọ agha. Ha anaghịkwa amụ otú e si alụ agha.—Aịzaya 2:3, 4.

N’ụwa niile, Chineke na-akụziri ọtụtụ nde Ndịàmà Jehova otú ha na ibe ha ga-esi na-ebi n’udo. (Matiu 5:9) Anyị si n’agbụrụ dị iche iche, birikwa n’ihe karịrị narị mba abụọ na iri atọ. Ma, anyị anaghị alụ ọgụ.

Ndịàmà Jehova na-amụ otú ha na ibe ha ga-esi na-ebi n’udo

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya