Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • ijwbq isiokwu 28
  • Gịnị Mere Anyị Ga-eji Na-ekpe Ekpere n’aha Jizọs?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Gịnị Mere Anyị Ga-eji Na-ekpe Ekpere n’aha Jizọs?
  • Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Baịbụl kwuru
  • Ànyị Kwesịrị Ikpegara Jizọs Ekpere?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2015
  • Ì Kwesịrị Ikpegara Jisọs Ekpere?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1994
  • Gịnị Mere Anyị Ji Ekpe Ekpere n’Aha Jizọs?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2008
  • “Ụzọ na Eziokwu na Ndụ”
    ‘Bịa Bụrụ Onye Na-eso Ụzọ M’
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
ijwbq isiokwu 28

Gịnị Mere Anyị Ga-eji Na-ekpe Ekpere n’Aha Jizọs?

Ihe Baịbụl kwuru

Anyị kwesịrị ịna-ekpe ekpere n’aha Jizọs n’ihi na ọ bụ naanị otú ahụ ka Chineke chọrọ ka anyị si na-ekpegara ya ekpere. Jizọs kwuru, sị: “Ọ bụ m bụ ụzọ na eziokwu na ndụ. Ọ dịghị onye na-abịakwute Nna m ma ọ́ bụghị site na mụ.” (Jọn 14:6) Jizọs gwakwara ndịozi ya, sị: “N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, ọ bụrụ na unu arịọ Nna m ihe ọ bụla, ọ ga-enye ya unu n’aha m.”—Jọn 16:23.

Ihe ndị ọzọ mere anyị ji kwesị ikpe ekpere n’aha Jizọs

  • Anyị na-asọpụrụ Jizọs na Nna ya bụ́ Jehova Chineke.—Ndị Filipaị 2:9-11.

  • Anyị na-egosi na obi dị anyị ụtọ na Chineke wepụtara Jizọs ka ọ nwụọ ka e wee zọpụta anyị.—Matiu 20:28; Ọrụ 4:12.

  • Anyị ghọtara na ọ bụ Jizọs na-arịọchitere anyị arịrịọ.—Ndị Hibru 7:25.

  • Anyị na-akwanyere Jizọs ùgwù ebe ọ bụ Nnukwu Onyeisi Nchụàjà nke ga-enyere anyị aka ka anyị na Chineke dịrị ná mma.—Ndị Hibru 4:14-16.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya