Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • nwt p. 1689-1690
  • Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Kọrịnt nke Mbụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Kọrịnt nke Mbụ
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Abanyeghị n’Ọlụlụ—Ụzọ Ọrụ Uche Mgbasasị Na-adịghị Ya
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1996
  • ‘Na-emenụ Ihe Nile Ka E Wee Nye Chineke Otuto’
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1990
  • Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Rom
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Efesọs
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Kọrịnt nke Mbụ

1 NDỊ KỌRỊNT

IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A

  • 1

    • Ekele (1-3)

    • Pọl kelere Chineke maka ndị Kọrịnt (4-9)

    • Pọl gbara ndị Kọrịnt ume ka ha dịrị n’otu (10-17)

    • Kraịst gosiri ike na amamihe Chineke (18-25)

    • Jiri naanị Jehova na-anya isi (26-31)

  • 2

    • Ozi ọma Pọl zisara na Kọrịnt (1-5)

    • Amamihe Chineke enweghị atụ (6-10)

    • Onye mmụọ nsọ na-edu na onye anụ ahụ́ na-achị (11-16)

  • 3

    • Anụ ahụ́ ka na-achị ndị Kọrịnt (1-4)

    • Chineke na-eme ka o too (5-9)

      • Ndị ha na Chineke na-arụkọ ọrụ (9)

    • Jiri ihe ọkụ na-enweghị ike ịgba na-arụ ụlọ (10-15)

    • Unu bụ ụlọ nsọ Chineke (16, 17)

    • Amamihe ụwa a bụ ihe nzuzu n’anya Chineke (18-23)

  • 4

    • Onye na-elekọta ụlọ kwesịrị ịna-arụ ọrụ ya nke ọma (1-5)

    • Ndị na-ejere Kraịst ozi na-adị umeala n’obi (6-13)

      • “Na-emenụ naanị ihe e dere ede” (6)

      • Ndị Kraịst dị ka ndị a na-ekiri n’ámá egwuregwu (9)

    • Pọl na-elekọta ndị o ziri ozi ọma, bụ́ ndị o weere ka ụmụ ya (14-21)

  • 5

    • Otu nwanna kwara iko (1-5)

    • Ntakịrị ihe na-eko achịcha na-eme ka ntụ ọka niile a gwakọtara koo (6-8)

    • A ga-ekewapụ nwoke ọjọọ ahụ n’ọgbakọ (9-13)

  • 6

    • Ụmụnna na-akpụpụ ibe ha ụlọikpe (1-8)

    • Ndị na-agaghị eketa Alaeze Chineke (9-11)

    • Jirinụ ahụ́ unu na-eto Chineke (12-20)

      • “Gbaaranụ ịkwa iko ọsọ” (18)

  • 7

    • Ọdụ Pọl dụrụ ma ndị lụrụ di ma ndị lụrụ nwunye ma ndị na-alụghị (1-16)

    • Onye ọ bụla nọrọ otú ọ nọ tupu a kpọọ ya (17-24)

    • Ndị na-alụghị di na ndị na-alụghị nwunye nakwa ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ (25-40)

      • Uru alụghị di ma ọ bụ nwunye bara (32-35)

      • Lụọ ‘naanị onye na-eso ụzọ Onyenwe anyị’ (39)

  • 8

    • Okwu gbasara iri nri e ji chụọrọ arụsị àjà (1-13)

      • Naanị otu Chineke ka anyị nwere (5, 6)

  • 9

    • Pọl onyeozi bụ onye e kwesịrị iṅomi (1-27)

      • “Ekechila ọnụ ehi” (9)

      • “M ga-ata ahụhụ ma ọ bụrụ na anaghị m ezisa ozi ọma” (16)

      • Emeela m ihe niile iji nyere mmadụ niile aka (19-23)

      • Mmadụ ijide onwe ya ka ọ na-agba ọsọ ndụ (24-27)

  • 10

    • Ihe anyị kwesịrị ịmụta n’ihe ọjọọ ndị Izrel mere (1-13)

    • Gbaaranụ ikpere arụsị ọsọ (14-22)

      • Tebụl Jehova na tebụl ndị mmụọ ọjọọ (21)

    • Mmadụ ime ihe iwu na-egbochighị ya ime nakwa ichebara ndị ọzọ echiche (23-33)

      • “Na-emenụ ihe niile otú ga-eme ka e too Chineke” (31)

  • 11

    • “Na-emenụ ka m” (1)

    • Onye bụ́ onyeisi na ikpuchi isi (2-16)

    • Otú a ga-esi na-eri Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị (17-34)

  • 12

    • Onyinye dị iche iche Chineke na-enye (1-11)

    • E nwere ọtụtụ ihe dị n’ahụ́ (12-31)

  • 13

    • Ịhụnanya kacha ihe ndị ọzọ niile mma (1-13)

  • 14

    • Ibu amụma na ịsụ asụsụ dị iche iche (1-25)

    • Otú ihe ga-esi na-aga n’usoro n’ọmụmụ ihe Ndị Kraịst (26-40)

      • Ihe ụmụ nwaanyị ga-eme ma ọgbakọ zukọọ (34, 35)

  • 15

    • A kpọlitere Kraịst n’ọnwụ (1-11)

    • Okwukwe anyị hiwere isi ná mkpọlite a ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ (12-19)

    • Mkpọlite a kpọlitere Kraịst n’ọnwụ gosiri na a ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ (20-34)

    • Ahụ́ nkịtị na ahụ́ mmụọ (35-49)

    • Ahụ́ na-anaghị anwụ anwụ na ahụ́ na-anaghị ere ure (50-57)

    • Ọtụtụ ihe a ga-arụ n’ọrụ Onyenwe anyị (58)

  • 16

    • Ịnakọta onyinye a ga-ezigara Ndị Kraịst nọ na Jeruselem (1-4)

    • Otú Pọl ga-esi gaa ebe ndị ọ chọrọ ịga (5-9)

    • Ebe a chọrọ ka Timoti na Apọlọs gaa (10-12)

    • Agbamume na ekele (13-24)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya