- Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
JEMS
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
1
Ekele (1)
Onye na-atachi obi na-enwe obi ụtọ (2-15)
Okwukwe onye meriri ọnwụnwa na-esikwu ike (3)
Mmadụ inwe okwukwe mgbe ọ na-arịọ Chineke ihe (5-8)
Ihe na-agụ mmadụ agụụ na-eme ka o mehie, kpatakwara ya ọnwụ (14, 15)
N’eluigwe ka anyị si enweta onyinye ọ bụla dị mma (16-18)
Ịnụ okwu Chineke na ime ya eme (19-25)
Ofufe dị ọcha, nke a na-emerụghịkwa emerụ (26, 27)
2
3
4
5
Aka ná ntị a dọrọ ndị ọgaranya (1-6)
Chineke na-agọzi ndị na-atachi obi na ndị na-enwe ndidi (7-11)
Ka “Ee” unu kwuru bụrụ ee (12)
Ekpere e ji okwukwe kpee na-akpa ike (13-18)
Mmadụ ime ka onye mmehie kwụsị ime mmehie (19, 20)