Gaa Mgbakọ Distrikti “Okwukwe n’Okwu Chineke” n’Ebe Dị Gị Nso!
Mgbakọ ụbọchị atọ a nke Ndịàmà Jehova ga-amalite n’October 10, 1997, na Nigeria, ọ ga-agakwa n’ihu ruo mmalite January 1998. Na Nigeria nanị, e dokwara mgbakọ 109: 45 na Bekee, 18 n’Igbo, na 46 n’asụsụ 13 ọzọ—Abua, Asụsụ Maka Ndị Ogbi na Ndị Ntị Chiri, Edo, Efịk, Gun, Hausa, Ijaw, Ishan, Isoko, Ogoni, Tiv, Urhobo, na Yoruba.
Ekwela ka ọtụtụ okwu Bible na-akpali akpali na ihe ngosi ndị dị irè kwaa gị. Nwetakwa ọṅụ n’ihe nkiri dabeere n’ihe ndị na-eme eme banyere otú ndị Kraịst si nagide nchegbu. Nnọkọ nile bụ n’efu. Gaa na nke ọ bụla n’ebe ndị e depụtara n’okpuru.
October 10-12, 1997
MGBOKO UMUORIA 1 (Igbo)
October 17-19, 1997
MGBOKO UMUORIA 2 (Igbo)
October 24-26, 1997
MGBOKO UMUORIA 3 (Igbo)
OTA 1 (Yoruba)
October 31–November 2, 1997
IBADAN 1 (Yoruba)
IKOT AKAN (Efịk)
IMALA 1 (Yoruba)
JOS 1 (Hausa)
KADUNA 1 (Yoruba)
KATSINA ALA 1 (Bekee)
MGBOKO UMUORIA 4 (Igbo)
OKITIPUPA 1 (Yoruba)
OTA 2 (Bekee)
OYEDE 1 (Isoko)
UBOGO 1 (Ijaw)
UYO 1 (Efịk)
November 7-9, 1997
AGBOR 1 (Bekee)
BADAGRY (Gun)
BENIN CITY 1 (Bekee)
ENUGU 1 (Igbo)
IBADAN 2 (Yoruba)
JOS 2 (Bekee)
IGWURUTA ALI 1 (Ogoni)
ILESA 1 (Yoruba)
IMALA 2 (Yoruba)
KADUNA 2 (Bekee)
KATSINA ALA 2 (Tiv)
MGBOKO UMUORIA 5 (Igbo)
OKITIPUPA 2 (Yoruba)
OTA 3 (Yoruba)
OYEDE 2 (Isoko)
UBOGO 2 (Urhobo)
ULI 1 (Igbo)
UYO 2 (Bekee)
November 14-16, 1997
AGBOR 2 (Ishan)
BENIN CITY 2 (Bekee)
ENUGU 2 (Bekee)
IBADAN 3 (Bekee)
IGWURUTA ALI 2 (Abua)
IKOT EKPENE 1 (Efịk)
ILESA 2 (Yoruba)
IMALA 3 (Bekee)
KADUNA 3 (Bekee)
MGBOKO UMUORIA 6 (Igbo)
OKITIPUPA 3 (Bekee)
OTA 4 (Bekee)
OYEDE 3 (Isoko)
UBOGO 3 (Bekee)
ULI 2 (Igbo)
UYO 3 (Efịk)
November 21-23, 1997
AGBOR 3 (Bekee)
BENIN CITY 3 (Edo)
CALABAR 1 (Efịk)
ENUGU 3 (Igbo)
IBADAN 4 (Yoruba)
IGWURUTA ALI 3 (Bekee)
IKOT EKPENE 2 (Efịk)
ILESA 3 (Bekee)
ILORIN 1 (Yoruba)
MGBOKO UMUORIA 7 (Igbo)
OTA 5 (Yoruba)
OYEDE 4 (Bekee)
UBOGO 4 (Urhobo)
ULI 3 (Igbo)
UYO 4 (Efịk)
November 28-30, 1997
AGBOR 4 (Bekee)
AKURE 1 (Yoruba)
BENIN CITY 4 (Bekee)
CALABAR 2 (Efịk)
ENUGU 4 (Igbo)
IBADAN 5 (Bekee)
IGWURUTA ALI 4 (Bekee)
IKOT EKPENE 3 (Efịk)
ILORIN 2 (Bekee)
MGBOKO UMUORIA 8 (Bekee)
OTA 6 (Bekee)
UBOGO 5 (Bekee)
ULI 4 (Igbo)
UYO 5 (Efịk)
December 5-7, 1997
AGBOR 5 (Bekee)
AKURE 2 (Yoruba)
BENIN CITY 5 (Bekee)
CALABAR 3 (Bekee)
ENUGU 5 (Bekee)
IBADAN 6 (Bekee)
IGWURUTA ALI 5 (Igbo)
IKOT EKPENE 4 (Efịk)
MGBOKO UMUORIA 9 (Igbo)
OTA 7 (Bekee, Asụsụ Maka Ndị Ogbi na Ndị Ntị Chiri)
UBOGO 6 (Urhobo)
ULI 5 (Bekee)
UYO 6 (Efịk)
December 12-14, 1997
AGBOR 6 (Bekee)
AKURE 3 (Yoruba)
CALABAR 4 (Bekee)
IGWURUTA ALI 6 (Bekee)
IKOT EKPENE 5 (Bekee)
MGBOKO UMUORIA 10 (Igbo)
OTA 8 (Yoruba)
UBOGO 7 (Urhobo)
ULI 6 (Igbo)
UYO 7 (Efịk)
January 9-11, 1998
AKURE 4 (Bekee)
IGWURUTA ALI 7 (Bekee)
MGBOKO UMUORIA 11 (Bekee)
OTA 9 (Bekee)
UBOGO 8 (Bekee)
ULI 7 (Bekee, Asụsụ Maka Ndị Ogbi na Ndị Ntị Chiri)
UYO 8 (Bekee)