Unu Abịala ná Mgbakọ Distrikti “Ndị Ozi nke Udo Chineke”
Usoro a nke mgbakọ ụbọchị atọ nke Ndịàmà Jehova na-amalite n’October 11 na Nigeria, ebe e meworo ndokwa 104 mgbakọ! Ekwela ka ọtụtụ okwu Bible ndị na-akpali akpali na ihe ngosi ndị dị irè funahụ gị. Nụrụkwa ụtọ ihe nkiri a ga-eji ejiji zuru ezu mee, nke na-adabere n’ihe omume atụghị egwu nke Onyeikpe Gideon na ìgwè nta ya.—Ndị Ikpe, isi 6 na 7.
Nnọkọ nile bụ n’efu. Gaa mgbakọ nke dị gị nso na nke ọ bụla n’ebe ndị a ga-enwe ha e depụtara n’okpuru.
October 11-13, 1996
MGBOKO UMUORIA 1 (Bekee)
October 18-20, 1996
MGBOKO UMUORIA 2 (Igbo)
October 25-27, 1996
MGBOKO UMUORIA 3 (Igbo)
November 1-3, 1996
IBADAN 1 (Yoruba)
IKOT AKAN (Efịk)
IMALA 1 (Yoruba)
JOS 1 (Bekee)
KADUNA 1 (Bekee)
KATSINA ALA 1 (Bekee)
MGBOKO UMUORIA 4 (Igbo)
OKITIPUPA 1 (Yoruba)
OTA 1 (Bekee)
OYEDE 1 (Isoko)
UBOGO 1 (Ijaw)
UYO 1 (Efịk)
November 8-10, 1996
BADAGRY (Gun)
BENIN CITY 1 (Bekee)
ENUGU 1 (Igbo)
IBADAN 2 (Yoruba)
IMALA 2 (Yoruba)
JOS 2 (Hausa)
KADUNA 2 (Bekee)
KATSINA ALA 2 (Tiv)
MGBOKO UMUORIA 5 (Igbo)
OKITIPUPA 2 (Yoruba)
OTA 2 (Yoruba)
OYEDE 2 (Isoko)
UBOGO 2 (Urhobo)
ULI 1 (Igbo)
UYO 2 (Bekee)
November 15-17, 1996
AGBOR 1 (Bekee)
BENIN CITY 2 (Bekee)
ENUGU 2 (Bekee)
IBADAN 3 (Bekee)
IGWURUTA ALI 1 (Ogoni)
ILESHA 1 (Yoruba)
IMALA 3 (Bekee)
KADUNA 3 (Yoruba)
MGBOKO UMUORIA 6 (Igbo)
OKITIPUPA 3 (Bekee)
OTA 3 (Yoruba)
OYEDE 3 (Isoko)
UBOGO 3 (Bekee)
ULI 2 (Igbo)
UYO 3 (Efịk)
November 22-24, 1996
AGBOR 2 (Bekee)
BENIN CITY 3 (Edo)
CALABAR 1 (Efịk)
ENUGU 3 (Igbo)
IBADAN 4 (Yoruba)
IGWURUTA ALI 2 (Abua)
IKOT EKPENE 1 (Efịk)
ILESHA 2 (Yoruba)
ILORIN 1 (Yoruba)
MGBOKO UMUORIA 7 (Igbo)
OTA 4 (Bekee)
OYEDE 4 (Bekee)
UBOGO 4 (Urhobo)
ULI 3 (Igbo)
UYO 4 (Efịk)
November 29–December 1, 1996
AGBOR 3 (Bekee)
AKURE 1 (Yoruba)
BENIN CITY 4 (Bekee)
CALABAR 2 (Efịk)
ENUGU 4 (Bekee)
IBADAN 5 (Bekee)
IGWURUTA ALI 3 (Bekee)
IKOT EKPENE 2 (Efịk)
ILESHA 3 (Bekee)
ILORIN 2 (Bekee)
MGBOKO UMUORIA 8 (Igbo)
OTA 5 (Yoruba)
UBOGO 5 (Bekee)
ULI 4 (Igbo)
UYO 5 (Efịk)
December 6-8, 1996
AGBOR 4 (Bekee)
AKURE 2 (Yoruba)
BENIN CITY 5 (Bekee)
CALABAR 3 (Bekee)
IBADAN 6 (Bekee)
IGWURUTA ALI 4 (Bekee)
IKOT EKPENE 3 (Efịk)
MGBOKO UMUORIA 9 (Igbo)
OTA 6 (Bekee)
ULI 5 (Bekee)
UBOGO 6 (Urhobo)
UYO 6 (Efịk)
December 13-15, 1996
AGBOR 5 (Bekee)
AKURE 3 (Yoruba)
CALABAR 4 (Bekee)
IGWURUTA ALI 5 (Igbo)
IKOT EKPENE 4 (Bekee)
MGBOKO UMUORIA 10 (Igbo)
OTA 7 (Bekee, Asụsụ Maka Ndị Ogbi na Ndị Ntị Chiri)
UBOGO 7 (Urhobo)
ULI 6 (Igbo)
UYO 7 (Efịk)
January 10-12, 1997
AKURE 4 (Bekee)
IGWURUTA ALI 6 (Bekee)
MGBOKO UMUORIA 11 (Bekee)
OTA 8 (Bekee)
UBOGO 8 (Bekee)
ULI 7 (Bekee, Asụsụ Maka Ndị Ogbi na Ndị Ntị Chiri)
UYO 8 (Bekee)