Gaa Mgbakọ Distrikti “Ụzọ Ndụ nke Chineke” Dị Gị Nso!
Mgbakọ ụbọchị atọ a nke Ndịàmà Jehova na-amalite n’October 16 na Nigeria, ọ ga-anọgidekwa ruo mmalite January. Na Nigeria nanị, a haziri nnọkọ 108—17 n’Igbo, 91 kwa n’asụsụ iri na anọ ndị ọzọ, gụnyere Abua, Bekee, Edo, Efịk, Gokana, Gun, Hausa, Ijaw, Isoko, Khana, Tiv, Ụdị Asụsụ Ogbi nke America, Urhobo, na Yoruba.
Ekwela ka ọtụtụ okwu Bible ndị na-akpali akpali na ihe ngosi ndị dị irè funahụ gị. Nụrụkwa ụtọ nke ihe nkiri bara uru, a ga-eji ejiji zuru ezu mee, nke a kpọrọ “Ezinụlọ—Meenụ Ọgụgụ Bible Kwa Ụbọchị Ụzọ Ndụ Unu!” Nnọkọ nile bụ n’efu.
Ebe Ndị a Ga-enwe Mgbakọ Distrikti “Ụzọ Ndụ nke Chineke” nke 1998
OCTOBER 16-18, 1998
MGBOKO UMUORIA 1 (Igbo)
UBOGO 1 (Bekee)
OCTOBER 23-25, 1998
IGWURUTA ALI 1 (Bekee)
MGBOKO UMUORIA 2 (Igbo)
UBOGO 2 (Isoko)
OCTOBER 30–NOVEMBER 1, 1998
BENIN CITY 1 (Bekee)
DALUWON 1 (Yoruba)
IGWURUTA ALI 2 (Bekee)
IKOT AKAN (Efịk)
JOS 1 (Bekee)
MGBOKO UMUORIA 3 (Igbo)
OKITIPUPA 1 (Yoruba)
OTA 1 (Bekee)
UBOGO 3 (Isoko)
UYO 1 (Efịk)
NOVEMBER 6-8, 1998
AGBOR 1 (Bekee)
BENIN CITY 2 (Bekee)
DALUWON 2 (Bekee)
IBADAN 1 (Yoruba)
IGWURUTA ALI 3 (Bekee)
JOS 2 (Hausa)
KADUNA 1 (Bekee)
MGBOKO UMUORIA 4 (Bekee)
OKITIPUPA 2 (Yoruba)
OTA 2 (Bekee)
UBOGO 4 (Ijaw)
ULI 1 (Igbo)
UYO 2 (Efịk)
NOVEMBER 13-15, 1998
AGBOR 2 (Bekee)
BENIN CITY 3 (Bekee)
DALUWON 3 (Yoruba)
ENUGU 1 (Igbo)
IBADAN 2 (Bekee)
IGWURUTA ALI 4 (Bekee)
IKOT EKPENE 1 (Efịk)
KADUNA 2 (Yoruba)
MGBOKO UMUORIA 5 (Igbo)
OKITIPUPA 3 (Bekee)
OTA 3 (Yoruba)
UBOGO 5 (Urhobo)
ULI 2 (Igbo)
UYO 3 (Efịk)
NOVEMBER 20-22, 1998
AGBOR 3 (Esan)
AKURE 1 (Yoruba)
BENIN CITY 4 (Edo)
DALUWON 4 (Bekee)
ENUGU 2 (Igbo)
IBADAN 3 (Yoruba)
IGWURUTA ALI 5 (Gokana)
IKOT EKPENE 2 (Efịk)
ILORIN 1 (Yoruba)
KADUNA 3 (Bekee)
KATSINA ALA 1 (Bekee)
MGBOKO UMUORIA 6 (Igbo)
OTA 4 (Bekee)
UBOGO 6 (Urhobo)
ULI 3 (Igbo)
UYO 4 (Bekee)
NOVEMBER 27-29, 1998
AGBOR 4 (Bekee)
AKURE 2 (Yoruba)
BENIN CITY 5 (Bekee)
CALABAR 1 (Efịk)
DALUWON 5 (Bekee)
ENUGU 3 (Igbo)
IBADAN 4 (Bekee)
IGWURUTA ALI 6 (Abua)
IKOT EKPENE 3 (Efịk)
ILESA 1 (Bekee)
ILORIN 2 (Bekee)
KATSINA ALA 2 (Tiv)
MGBOKO UMUORIA 7 (Igbo)
OTA 5 (Yoruba)
UBOGO 7 (Bekee)
ULI 4 (Igbo)
UYO 5 (Efịk)
DECEMBER 4-6, 1998
AGBOR 5 (Bekee)
AKURE 3 (Yoruba)
CALABAR 2 (Bekee)
kDALUWON 6 (Yoruba)
ENUGU 4 (Bekee)
IGWURUTA ALI 7 (Khana)
ILESA 2 (Yoruba)
IKOT EKPENE 4 (Efịk)
MGBOKO UMUORIA 8 (Igbo)
OTA 6 (Yoruba)
UBOGO 8 (Urhobo)
ULI 5 (Igbo)
UYO 6 (Efịk)
DECEMBER 11-13, 1998
AGBOR 6 (Bekee)
AKURE 4 (Bekee)
BADAGRY (Gun)
CALABAR 3 (Efịk)
DALUWON 7 (Bekee)
ENUGU 5 (Bekee)
IGWURUTA ALI 8 (Igbo)
IKOT EKPENE 5 (Bekee)
ILESA 3 (Yoruba)
MGBOKO UMUORIA 9 (Igbo)
OTA 7 (Bekee, Ụdị Asụsụ Ogbi nke America)
UBOGO 9 (Urhobo)
ULI 6 (Bekee)
UYO 7 (Efịk)
JANUARY 8-10, 1999
CALABAR 4 (Bekee)
IGWURUTA ALI 9 (Bekee)
MGBOKO UMUORIA 10 (Bekee)
UBOGO 10 (Bekee)
lULI 7 (Bekee, Ụdị Asụsụ Ogbi nke America)
UYO 8 (Bekee)