Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g 1/11 p. 31
  • Ihe Ezinụlọ Ga-atụle

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ezinụlọ Ga-atụle
  • Teta!—2011
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Mkpebi ahụ Ọ̀ Dị Mma?
  • GỊNỊ KA Ị MA BANYERE PITA ONYEOZI?
  • SITE NA MAGAZIN A
  • AZỊZA
  • Ihe Ezinụlọ Ga-atụle
    Teta!—2011
  • Gịnị ka Ị Ga-aza?
    Teta!—2009
  • Olee Ihe Ị Ga-aza?
    Teta!—2008
  • Olee Ihe Ị Ga-aza?
    Teta!—2009
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Teta!—2011
g 1/11 p. 31

Ihe Ezinụlọ Ga-atụle

Mkpebi ahụ Ọ̀ Dị Mma?

Gụọ Ọnụ Ọgụgụ 13:1, 2, 25-33; 14:3, 6-12. Lezie anya n’ihe osise ahụ, ma dee ihe ndị ị chọpụtara n’okpuru ebe a.

1. Gịnị mere ọtụtụ n’ime ndị ahụ gara ledo ala ahụ ji kọọrọ ụmụ Izrel akụkọ ọjọọ?

․․․․․

2. Olee nsogbu akụkọ ọjọọ mmadụ iri n’ime ndị ahụ gara ledo ala ahụ kọrọ kpataara ndị Izrel?

IJI NYERE GỊ AKA: Gụọ Ọnụ Ọgụgụ 14:26-38.

․․․․․

3. Gịnị mere obi ji sie Jọshụa na Keleb ike na ndị Izrel ga-emeri?

․․․․․

IHE A GA-EKWURỊTA:

Ọ bụrụ na ihe esiwere ezinụlọ unu ike, olee ihe ị ga-eme ka i nwee ike ịdị ka Jọshụa na Keleb kama ịdị ka mmadụ iri ndị nke ọzọ?

GỊNỊ KA Ị MA BANYERE PITA ONYEOZI?

4. Olee aha ise a kpọrọ Pita na Baịbụl?

IJI NYERE GỊ AKA: Gụọ Matiu 10:2; 16:16; Jọn 1:42; Ọrụ 15:14.

․․․․․

5. Pita ọ̀ lụrụ nwaanyị?

IJI NYERE GỊ AKA: Gụọ 1 Ndị Kọrịnt 9:5.

․․․․․

IHE A GA-EKWURỊTA:

Kọọ akụkọ na-atọ gị ụtọ a kọrọ banyere Pita. Olee àgwà Pita ndị ị ga-achọ ịmụta, oleekwa otú i nwere ike isi mụta àgwà ndị ahụ?

SITE NA MAGAZIN A

Zaa ajụjụ ndị a, ma denye amaokwu Baịbụl ndị na-adịghị na ya.

PEEJI NKE 6 Gịnị ka anyị kwesịrị ịna-agwa ndị agbata obi anyị? Ndị Efesọs 4:________

PEEJI NKE 8 Gịnị ka eziokwu ga-emere gị? Jọn 8:________

PEEJI NKE 11 Gịnị ga-eme onye iro ikpeazụ ahụ? 1 Ndị Kọrịnt 15:________

PEEJI NKE 24 Gịnị ka i kwesịrị ịgbara ọsọ? 1 Ndị Kọrịnt 6:________

AZỊZA

1. Ụjọ jidere ha, ha enweghịkwa okwukwe na Jehova.—Ọnụ Ọgụgụ 14:3, 11.

2. Ụmụ nwoke Izrel niile, ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe, nwụchara n’ala ịkpa, e wezụga Jọshụa na Keleb.

3. Ha nwere okwukwe na Jehova nọnyeere ha.—Ọnụ Ọgụgụ 14:9.

4. Saịmọn, Pita, ịkpọkọta ha ọnụ ka ọ bụrụ Saịmọn Pita, Sifas, nakwa Simiọn.

5. Ee.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya