Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g 7/09 p. 21
  • Gịnị ka Ị Ga-aza?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Gịnị ka Ị Ga-aza?
  • Teta!—2009
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Olee ebe o mere?
  • Site na Magazin A
  • Olee Ihe Ị Maara Banyere Onye Ikpe Bụ́ Ọtniel?
  • AZỊZA
  • Ihe Ezinụlọ Ga-atụle
    Teta!—2011
  • Olee Ihe Ị Ga-aza?
    Teta!—2008
  • Olee Ihe Ị Ga-aza?
    Teta!—2008
  • Ihe Ezinụlọ Ga-atụle
    Teta!—2011
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Teta!—2009
g 7/09 p. 21

Gịnị ka Ị Ga-aza?

Olee ebe o mere?

1. Olee obodo ihe a mere?

IHE GA-ENYERE GỊ AKA: Gụọ Ọrụ 2:1-13.

Kaa ihe gburugburu na nke bụ́ azịza ya na map.

Athens

Jerusalem

Babylon

◼ Olee obodo ọtụtụ n’ime ndị na-eso ụzọ Jizọs si?

․․․․․

◼ Gịnị mere ụfọdụ ndị ji kwaa ndị na-eso ụzọ Jizọs emo?

․․․․․

IHE A GA-EKWURỊTA:

Olee otú ihe a a kọrọ n’Ọrụ 2:1-13 na nke a a kọrọ na Jenesis 11:1-9 si yie, oleekwa ọdịiche dị na ha abụọ?

Site na Magazin A

Zaa ajụjụ ndị a, ma denye amaokwu Baịbụl ndị na-adịghị na ha.

PEEJI NKE 8 Ịtụ mmadụ egwu nwere ike ime gịnị? Ilu 29:․․․

PEEJI NKE 7 Gịnị ka onye nzuzu na-ejegharị na ya? Ekliziastis 2:․․․

PEEJI NKE 7 Atụmatụ onye dị uchu na-eweta gịnị? Ilu 21:․․․

PEEJI NKE 12 Gịnị ka ndị nwụrụ anwụ maara? Ekliziastis 9:․․․

Olee Ihe Ị Maara Banyere Onye Ikpe Bụ́ Ọtniel?

Gụọ Ndị Ikpe 3:7-11. Zazie ajụjụ ndị a.

2. ․․․․․

Olee agbụrụ o si?

IJI NYERE GỊ AKA: Gụọ Jọshụa 15:17, 20.

3. ․․․․․

Olee onye ọchịchị ọ napụtara ndị Izrel n’aka ya?

4. ․․․․․

Eziokwu ka ọ bụ ụgha? Ọ dịrị ndụ tupu Mozis.

IHE A GA-EKWURỊTA:

Olee ihe ọma Keleb nwanne papa Ọtniel mere, nke mere o ji bụrụ onye e ji ama atụ?

IJI NYERE GỊ AKA: Gụọ Ọnụ Ọgụgụ 14:6-9. Olee onye ikwu gị nke ihe ya na-amasị gị, kwuokwa ihe mere ihe ya ji amasị gị.

AZỊZA

1.Jeruselem.—Ọrụ 2:5.

◼ Galili.—Ọrụ 2:7.

◼ Ha chere na mmanya na-egbu ha.—Ọrụ 2:13.

2. Juda.—Jọshụa 15:17, 20.

3. Kushan–rishateyim.—Ndị Ikpe 3:8.

4. Ụgha.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya