Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Jenụwarị–Febụwarị 2013
© 2013 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania. All rights reserved.
ISIOKWU TETA! A: Otú Ị Ga-esi Kụziere Ụmụ Gị Ka Ha Na-emere Ndị Ọzọ Ihe Ọma 8-11
GỤỌ ISIOKWU NDỊ A N’ỊNTANET
NDỊ NA-ETO ETO
NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ . . .
Gịnị Ka M Ga-eme Ma Mmadụ Gwusawa M Egwuregwu Iberiibe?
Nwa agbọghọbịa dị afọ iri abụọ na anọ, aha ya bụ Uchechi, kwuru, sị: “Mgbe m nọ n’ụlọ akwụkwọ sekọndrị, ụmụ okorobịa na-abịa dọọ aka n’aka uwe ara m. Ha na-agwa m na obi ga-adị m mma ma mụ na ha nwee mmekọahụ.” Gịnị ka ị ga-eme ma ọ bụrụ gị ka e mere ụdị ihe ahụ? Ọ bụrụ na ị mata ihe ị ga-eme, o nwere ike ime ka ha kwụsị igwusa gị ụdị egwuregwu ahụ.
ỤMỤAKA
FOTO E JI AKỤZI IHE
Danloduo foto a ma bipụta ya. Gị na ụmụ gị mee ihe ndị e kwuru na ya. Jiri ya kụziere ha ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl, kụzikwaara ha àgwà ọma ndị ha kwesịrị ịna-akpa.