Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g 5/13 p. 1-2
  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
  • Teta!—2013
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
    Teta!—2013
  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
    Teta!—2013
  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
    Teta!—2013
  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
    Teta!—2013
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Teta!—2013
g 5/13 p. 1-2

Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

Mee–Jun 2013

© 2013 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania. All rights reserved.

ISIOKWU TETA! A: Otú Mmadụ Ga-esi Bụrụ Ezigbo Nna 3-6

7 Otú Mmadụ Ga-esi Kwụsị Ịna-eti Nwunye Ya Ihe

11 Ihe Ndị Ga-enyere Ezinụlọ Aka

Otú Di na Nwunye Ga-esi Kwụsị Ịna-agwa Ibe Ha Okwu Ọjọọ

13 Ihe Baịbụl Kwuru

Ile Ndị Gba Ọtọ

15 Ihe Ndị Ga-enyere Ezinụlọ Aka

Otú I Kwesịrị Isi Na-agwa Nwa Gị Ihe Ọ Ga-eme na Ihe Ọ Na-agaghị Eme

GỤỌ ISIOKWU NDỊ A N’ỊNTANET

www.jw.org/ig

NDỊ NA-ETO ETO

NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ

E Nye M Ọrụ, Olee Otú M Ga-esi Rụwa Ya Ozugbo Kama Ịna-asị Mgbe E Mechara?

Ọ̀ na-abụ papa gị ma ọ bụ mama gị nye gị ọrụ, ya ana-esiri gị ike ọrụrụ? Ọ̀ na-abụ onye nkụzi gị nye gị ihe ị ga-ede n’ụlọ, ya ana-esiri gị ike ide? Ya bụrụ otú ahụ, gụọ isiokwu a. Ọ ga-enyere gị aka ịna-eme ihe a sị gị mee kama ịna-asị mgbe e mechara gị emee ya, ọ bụrụgodị na i chere na ị gaghị emeli ya. Ọ ga-enyekwara gị aka ma ọ bụrụ na ị chọghị ime ihe ahụ ma ọ bụkwanụ na ị naghị enwe efe.

(Gaa n’ebe e dere IHE NDỊ BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa ebe e dere NDỊ NA-ETO ETO)

ỤMỤAKA

Gụọ gbasara ndị a a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl. Mee ihe ndị e kwuru ebe a. Jiri ha nyere ụmụ gị aka ka ha matakwuo ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl. Jirikwa ya nyere ha aka ka ha na-akpakwu àgwà ọma.

(Gaa n’ebe e dere IHE NDỊ BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa ebe e dere ỤMỤAKA)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya