Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Julaị–Ọgọst 2013
© 2013 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania. All rights reserved.
ISIOKWU TETA! A: Ihe Ị Ga-eme Ka Ndị Omekome Ghara Inweta Gị 6-9
GỤỌ ISIOKWU NDỊ A N’ỊNTANET
NDỊ NA-ETO ETO
NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ . . .
Gịnị Ka M Ga-eme Ma Ahụ́ Adịghị M? (Nkebi nke 1)
Yeimy sị na ọ bụ mgbe ya dị afọ iri na otu ka ya malitere iji ígwè ndị ngwọrọ aga ebe ọ bụla ya chọrọ ịga. Ọ sị na o nweghị ihe ya na-emeli. Dị ka ihe atụ, o nweghị ike ịtụtụlite ihe ọ bụla. Chọpụta ihe nyeere Yeimy na mmadụ atọ ndị ọzo aka ịna-enwe obi ụtọ n’agbanyeghị na ha na-arịa ọrịa.
(Gaa n’ebe e dere IHE NDỊ BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa ebe e dere NDỊ NA-ETO ETO)
ỤMỤAKA
Gụọ gbasara ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl. Mee ihe ndị e kwuru ebe a. Jiri ha nyere ụmụ gị aka ka ha matakwuo ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl. Jirikwa ya nyere ha aka ka ha na-akpakwu àgwà ọma.
(Gaa n’ebe e dere IHE NDỊ BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa ebe e dere ỤMỤAKA)