Okwu Mmalite
Ì chere na mmadụ ịna-agba mbọ ka ọ kwụsị àgwà ọjọọ ririla ya ahụ́ bara uru, n’agbanyeghị na ọ ga-ewe ya oge ịkwụsị ya?
Baịbụl kwuru, sị:
“Njedebe okwu dị mma karịa mmalite ya.”—Ekliziastis 7:8.
“Teta!” a kọwara ihe dị iche iche Baịbụl kwuru nwere ike inyere mmadụ aka ka ọ kwụsị ịkpa àgwà ririla ya ahụ́.