Mụtakwuo Ihe Ndị Ọzọ Na JW.ORG
Olee isiokwu nke ị ga-achọ ịgụ?
Otú m ga-esi eme ka alụmdi na nwunye m ka mma
Gụọ isiokwu bụ́ “Ihe Unu Ga-eme Ka Ekwentị Ghara Ibutere Unu Nsogbu.”
Otú m ga-esi akụziri ụmụ m ịna-akpa àgwà ọma
Gụọ isiokwu bụ́ “Nyere Nwa Gị Aka Ka Ọ Kpachara Anya n’Ịntanet.”
Otú m ga-esi kwụsị ịna-echegbu onwe m maka ọdịnihu
Gụọ isiokwu ndị mbụ dị n’Ụlọ Nche isiokwu ya bụ “Olee Otú Ihe Ga-adị n’Ọdịnihu?”
Baịbụl ga-enyeliri gị na ezinụlọ gị aka ịna-ebi ezigbo ndụ ugbu a, nweekwa olileanya ibi ndụ ka mma n’ọdịnihu.
IHE NDỊ ỌZỌ DỊ NA JW.ORG N’ASỤSỤ BEKEE: Online Bible Study Lessons. Ị gaghị akwụ ụgwọ ọ bụla. Ọ dịghịkwa mkpa idebanye aha gị.