Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Septemba p. 3
  • Chọta Amamihe Ga-abara Gị Uru Kwa Ụbọchị na JW.ORG

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Chọta Amamihe Ga-abara Gị Uru Kwa Ụbọchị na JW.ORG
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe I Nwere Ike Ịmụ
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2023
  • Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka
    Teta!—2020
  • Ihe Ga-enyere Gị Aka na JW.ORG
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2023
  • Ebe Anyị Na-edewe Ihe n’Ịntanet Na-abara ma Anyị ma Ndị Ọzọ Uru
    Ozi Alaeze Anyi—2012
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Septemba p. 3

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Chọta Amamihe Ga-abara Gị Uru Kwa Ụbọchị na JW.ORG

Okwu Chineke na-akwadebe anyị nke ọma idi nsogbu ndị na-abịara anyị n’oge ikpeazụ a tara akpụ. (2 Tim. 3:1, 16, 17) Ma mgbe ụfọdụ, anyị nwere ike ịchọ ka e nyere anyị aka chọta ndụmọdụ si na Baịbụl nke dabara ná nsogbu bịaara anyị. Dị ka ihe atụ, ị̀ bụ nne ma ọ bụ nna na-achọ ndụmọdụ ga-enyere gị aka ịzụ ụmụ? Ị̀ bụ onye na-eto eto ọnwụnwa na-ezoro ka mmiri? Ị̀ na-eru uju ọnwụ di gị ma ọ bụ nwunye gị? Ị gaa na jw.org, ị ga-achọta ndụmọdụ ndị si na Baịbụl ga-enyere gị aka n’ihe ndị a nakwa n’ihe ndị ọzọ.​—Ilu 2:3-6.

Ebe e gosiri jw.org e meghere emeghe n’ekwentị. Obere foto dị ya n’akụkụ na-egosi IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI.

N’isi mbido jw.org, pịa ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI. (Lee foto nke 1.) N’ime isiokwu ndị ọ ga-ebupụtara gị, họrọ nke ị chọrọ. Ma ọ bụkwanụ, pịa ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa ISIOKWU DỊ ICHE ICHE, họrọzie isiokwu nke ị chọrọ. (Lee foto nke 2.) Ị ga-ahụkwa isiokwu ndị a na JW Library®.a I nwere ike ịchọta isiokwu ga-amasị gị ma i lee isiokwu dị iche iche dị n’ebe ahụ. Mana, i nwekwara ike idenye isiokwu nke ị chọrọ n’ebe a na-achọ ihe na jw.org ka ọ chọtara gị ya.

Ebe e gosiri jw.org e meghere emeghe n’ekwentị. Obere foto ndị dị ya n’akụkụ na-egosi IHE NDỊ ANYỊ NWERE na ISIOKWU DỊ ICHE ICHE.

Denye ihe ndị e dere n’okpuru ebe a n’ebe a na-achọ ihe. N’ime isiokwu ndị ọ chọtaara gị, detuo ndị nke ị ga-achọ ịgụ.

  • Ịzụ ụmụaka

  • Ndị na-eto eto ịda mbà

  • Ọnwụ di ma ọ bụ nwunye

a E nwere isiokwu ụfọdụ na-agba naanị na jw.org ka ọ dị ugbu a.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya